Bintanding Jarju
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | The Gambia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Eprel 1957 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the Pan-African Parliament, Member of the National Assembly of Gambia |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Alliance for Patriotic Reorientation and Construction |
Bintanding Jarju (amụrụ ya na 10 Eprel n’afo 1957) bụ onye bụbu onye otu Pan-Afrikan Parliament nke Afrikan Union si Gambia. Ọ bụbu onye otu National Assembly maka Foni Brefet.[1][2]
Na ntuli aka ndị omeiwu nke afọ 2002, Jarju guzoro dịka onye na-azọ ọkwa maka Alliance for Patriotic Reorientation and Construction (APRC) na mpaghara Foni Berefet ma merie mpaghara ahụ n'ụzọ gara nke ọma n'ihi enweghị ndị na-emegide ya.
Na ntuli aka ndị sochirinụ n’afo 2007, Jawla nọgidere na-enweghị mmegide ma gaa n'ihu na-anọchite anya mpaghara ahụ na ndị omeiwu. Site n’afo 2004, a họpụtara ya n'otu oge dịka onye otu (2004-2009 na 2009-2014) nke Nzukọ Ndị Omeiwu Pan-Afrikan nke Afrikan Union. N'ebe ahụ, ọ rụrụ ọrụ na Kọmitii na-ahụ maka nsogbu nwoke ya na nwanyị.[3]
Edensibia
dezie- ↑ Ceesay, Alieu. "Hon. Bintanding Jarju is new vice chair of PAP Gender Committee", The Daily Observer, 2 July 2013. Retrieved on 12 July 2015.
- ↑ "Know your Candidates", The Daily News (Gambia), 19 March 2012. Retrieved on 12 July 2015.
- ↑ Wayback Machine (2013-11-04). Archived from the original on 2013-11-04. Retrieved on 2023-02-24.