Bartho Okolo
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
ọrụ ọ na-arụmicrobiologist Dezie
onye were ọrụUniversity of Nigeria Dezie

Bartho Ndubuisi Okolo, bụ ọkà nkụzi nke Microbiology. Ọ jere ozi dị ka osote onye isi nke iri na atọ na Mahadum nke Naijiria, Nsụkka. Prọfesọ Osita Chinedu Nebo bu ya ụzọ ma Prọfesọ Benjamin Chukwuma Ozumba nọchiri ya. .[1][2]

Edensibia

dezie
  1. Celebrating the Bartho Okolo renaissance at UNN.
  2. Edike (July 7, 2014). Ozumba named new UNN VC as Okolo bows out. Vanguard. Retrieved on January 19, 2022.