Bamidele Olumilua
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1940 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 4 Jụn 2020 |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Gọvanọ nke Ondo Steeti |
Bamidele Isola Olumilua (1940 - 4 Jụụn 2020) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa nke a họpụtara ịbụ Gọvanọ nke Ondo State, Nigeria site n'ọnwa Jenụwarị afo 1992 rue Nọvemba afo 1993 n'oge Republic nke atọ na Naijirian, A hoputara ya site na otu ndọrọ ndọrọ ọchichi Social Democratic Party (SDP). A manyere ya ịhapụ ọrụ mgbe ọchịchị ndị agha nke ọchịagha Sani Abacha weghaara ike ọchịchị. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchi anya gọọmentị Naịjirịa na steeti Canada [1] Onye osote gọvanọ ya bụ Olusegun Agagu, bụ onye mechara bụrụ gọvanọ nke Ondo Steeti site n'abali iri abụọ n'itolu nke ọnwa Mee afo 2003 rue ọnwa Febụwarị afo 2009. [2] Ọ bụ Chancellor, nke Mahadum Steeti Ekiti . [3]
Olumilua sonyeere ndị People's Democratic Party (PDP) n'afo 1998. A họpụtara ya dịka Onye isi oche nke otu njiko n'ahụ maka ime njem Ndị Kraịst na-aga alansọ. [4] N’ọnwa Ọgọst nke afọ 2005, ndị PDP kwuputara na Ọ bụghịzi onye otu ahụ. [5] O mechara bụrụ otu n’ime ndị bidoro otu Action Congress (AC), nke e hibere n’afọ 2006. [6]
Ọ nwụrụ n'abalị anọ n'ọnwa Juun 2020, Ka ọ gbara afọ iri asatọ. [7]
Ebe ndị nsi dee
dezie- ↑ Nigerian States. WorldStatesmen. Retrieved on 2010-03-27.
- ↑ James Sowole (26 February 2009). Ondo - Tale of a Titanic Electoral War. ThisDay. Retrieved on 2010-03-27.
- ↑ OLUMILUA BECOMES EKSU CHANCELLOR, PROF OSUNTOKUN PRO-CHANCELLOR. Archived from the original on 2012-03-14. Retrieved on 2012-04-28.
- ↑ Ademola Adeyemo (10 November 2009). Sixteen Years After - Where Are Babangida's Civilian Governors?. ThisDay. Retrieved on 2003-03-27.
- ↑ Adesina Wahab (August 15, 2005). Ekiti PDP disowns Olumilua. OnlineNigeria. Archived from the original on 2012-02-27. Retrieved on 2003-03-27.
- ↑ Atiku Must Apologise to AC - Olumilua. Daily Independent (Lagos) (23 March 2009). Retrieved on 2003-03-27.
- ↑ Ex-Ondo governor, Bamidele Olumilua, is dead (en-GB) (2020-06-04). Retrieved on 2020-06-14.