Baba Suwe
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Babátúndé Omídínà |
aha enyere | Babatunde |
aha otutu | Bàba Sùwé |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Ọgọọst 1958 |
Ebe ọmụmụ | Lagos Island |
Ụbọchị ọnwụ ya | 22 Novemba 2021 |
Ebe ọ nwụrụ | Ikorodu |
Dị/nwunye | Monsurat Omidina |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1972 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 2021 |
Babatunde Omidina Audio
(22 Ọgọstụ 1958 - 22 Nọvemba 2021) bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-eme ihe ọchị nke a maara dịka Baba Suwe .[1][2][3]
Mmalite ndụ
dezieA mụrụ Baba Suwe n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1958, na Inabere Street na Lagos Island ebe o tolitere mana o si na mpaghara ọchịchị Ikorodu nke Lagos Steeti, ndịda ọdịda anyanwụ Naịjirịa.[4]
Omidina gụrụ akwụkwọ praịmarị na Jamaitul Islamial Primary School na Lagos na Children Boarding School, Osogbo tupu ọ gaa Adekanbi Commercial High School na Mile 12, Lagos steeti mana ọ nwetara asambodo ụlọ akwụkwọ West Africa na Ifeoluwa Grammar School na Osogbo, isi obodo Osun Steeti, ndịda ọdịda anyanwụ Naịjirịa.[5]
Ọrụ
dezieOmidina malitere ime ihe nkiri n'afọ 1971 mana ọ bịara bụrụ onye a ma ama mgbe o gosipụtara na ihe nkiri akpọrọ, Omolasan, ihe nkiri nke Obalende mepụtara.[6] Ọ bịara bụrụ onye a ma ama mgbe ọ pụtara na Iru Esin, nke Olaiya Igwe mepụtara na 1997.[7] O gosipụtara ma mepụta ọtụtụ ihe nkiri Naịjirịa dịka Baba Jaiye jaiye, ihe nkiri nke gosipụtara Funke Akindele na Femi Adebayo, nwa onye na-eme ihe nkiri Adebayo Salami.[8] N'afọ 2011, National Drug Law Enforcement Agency boro ya ebubo na ọ na-azụ ahịa ọgwụ ike, ebubo nke a kọwara dịka ụgha na nkwutọ site na mkpebi nke ụlọ ikpe dị elu nke Lagos.[9][10] Onye ọka iwu ya bụ Bamidele Aturu nwụrụ anwụ, onye ọka iwu Naijiria na onye na-akwado ikike mmadụ.[11][12]
Ọnwụ
dezieIhe nkiri
dezie- Oluweri Magboojo
- Ba o ku
- Oju Oloju
- Baba Londoner
- Ko tan si be
- Aso Ibora
- Obelomo
- elebolo"
- Larinloodu
Lekwaa
dezie- Ndepụta nke ndị Yoruba
Edemsibịa
dezie- ↑ More Troubles for Popular Actor, Baba Suwe, Articles – THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 15 February 2015. Retrieved on 16 February 2015.
- ↑ "BBC News – Nigeria comic Baba Suwe compensated for drugs arrest", BBC News, 25 November 2011. Retrieved on 16 February 2015.
- ↑ Adebayo (2021-11-22). Baba Suwe is dead (en-GB). Kemi Filani News. Retrieved on 2022-03-13.
- ↑ Life After Omoladun: Baba Suwe finds love again; to remarry soon. Vanguard News (30 August 2014). Retrieved on 16 February 2015.
- ↑ My Ordeal With Ndlea Tarnished My Image – Baba Suwe. nigeriatell.com. Archived from the original on 15 February 2015. Retrieved on 16 February 2015.
- ↑ Nollywood/ Nigeria No.1 movies/ Films resources online.
- ↑ Olawale Adegbuyi. MOVIE VETERANS: NIGERIAN FILM ICONS ON PARADE – Part 2. The Movietainment Magazine. Archived from the original on 15 February 2015. Retrieved on 16 February 2015.
- ↑ Olapeju Koya. PJNaijaExpress. pjnaijaexpress.com. Archived from the original on 13 October 2020. Retrieved on 16 February 2015.
- ↑ Nollywood star Baba Suwe beats drug rap after prison toilet watch. the Guardian (4 November 2011). Retrieved on 16 February 2015.
- ↑ Leadership Newspaper (21 March 2014). Cocaine Scandal Ruined My Career – Baba Suwe. Nigerian News from Leadership News. Archived from the original on 15 February 2015. Retrieved on 16 February 2015.
- ↑ Popular Nigerian Comedian Baba Suwe Granted Bail In Alleged Drug Trafficking Case. Sahara Reporters (November 2011). Retrieved on 16 February 2015.
- ↑ Baba Suwe's lawyer, Bamidele Aturu dies at 49 – Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Number 1 Entertainment Daily. Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Number 1 Entertainment Daily. Archived from the original on 15 February 2015. Retrieved on 16 February 2015.
- ↑ Baba Suwe is dead | Premium Times Nigeria (en-GB) (22 November 2021). Retrieved on 23 November 2021.
- ↑ Veteran actor Baba Suwe is dead (22 November 2021).
- ↑ Baba Suwe Archives (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Archived from the original on 2020-09-27. Retrieved on 2021-12-24.