Atef Salem
onye nduzi ihe nkiri
Atef Salem
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha n'asụsụ obodo | عاطف سالم |
aha enyere | Atef |
aha ezinụlọ ya | Salem |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Julaị 1927 |
Ebe ọmụmụ | Sudan |
Ụbọchị ọnwụ ya | 30 Julaị 2002 |
Ebe ọ nwụrụ | Cairo |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede, assistant director |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1954 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 2001 |
ụdị metụtara | Category: Ihe nkiri nke Atef Salem duziri |
Atef Salem (23 Julaị 1927 - 30 Julaị 2002) bụ onye nduzi ihe nkiri nke Ijipt.[1] O duziri ihe nkiri ịrị atọ na abụọ n'agbata afọ 1954 na afọ 2001. Ọtụtụ n'ime ihe nkiri ya bụ onye edemede Naguib Mahfouz dere.[2] E tinyere ihe nkiri ya nke 1967 Khan el khalili n'ime 5th Moscow International Film Festival.[3]
Ihe nkiri ndị a họọrọ
dezie- Om El Arrousa (Nne nke Nwunye) (1963)
- Nwunye si Paris (1966)
- Khan el khalili (1967)
Ebensidee
dezie- ↑ Obituary: Atef Salem(1927-2002). ahram.org. Retrieved on 2011-11-05.
- ↑ Adel Darwish, 'Obituary: Atef Salem ; Social realist of Egyptian cinema', The Independent, 20 August 2002. Online at HighBeam.
- ↑ 5th Moscow International Film Festival (1967). MIFF. Archived from the original on 16 January 2013. Retrieved on 2012-12-16.
Njikọ mpụga
dezie- Atef Salem na IMDb