Asmaa Mahfouz

Onye ndọrọndọrọ Egypt
Asmaa Mahfouz
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
aha n'asụsụ obodohttps://www.wikidata.org/wiki/Q289706 Dezie
aha enyereAsma Dezie
aha ezinụlọ yaMahfouz Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1 Febụwarị 1985 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
Asụsụ obodoArabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
ọrụ ọ na-arụpolitical activist, onye na-akwado ikike mmadụ, odee akwụkwọ, onye ntaakụkọ Dezie
ụdị ọrụ yablog Dezie
ebe agụmakwụkwọCairo University Dezie
Ebe obibiCairo Dezie
agbụrụ Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie
Ihe nriteSakharov Prize Dezie

Asmaa Mahfouz bụ onye na agbatara ndi nmadụ ọtitọ nke si na obodo ndi Egypt ma bụrụ kwa otu n'ime ndi bidoro ihe ndi bekee na akpọ April 6 Youth Movement.[1] Onye nta akụkọ nke ana akpọMona Eltahawy na ndi imeri ime ndi nta akụkọ kwekọritara na nwa ada Asmaa so na ndi kwalitere ogba aghara nke mere na obodo Egypt na afọ 2011, site na ihe onyonyo nke otinyere na akwụkwọ ntanet ya, otu izu ụka tupu ya bụ ogba aghara ebido.[2][3] Nwa ada Asmaa so kwa na ndi otu nke eji eme ọnụ na otu nke bekee na akpọ Coalition of the Youth of the Revolution na obodo Egypt ma bụrụkwa onye isi nke ndi na akwalite ogba aghara na obodo ya.[4]

Asmaa Mahfouz
Múrú (1985-02-01) 1 Febụwarị 1985 (age 39)
Cairo, Egypt
OrüOnye na agbatara ndi nmadụ ọtitọ

Ihe Nkwalite

dezie
  1. El-Naggar, Mona. "Equal rights takes to the barricades", The New York Times, 1 February 2011. Retrieved on 6 February 2011.
  2. "Women play vital role in Egypt's uprising" (transcript), National Public Radio, 4 February 2011. Retrieved on 6 February 2011.
  3. "Revolutionary blogger Asma threatened", Gulf News, 5 February 2011. Retrieved on 6 February 2011.
  4. Fahmy, Heba. "Youth Coalition says army agrees to remove cabinet and other demands", Daily News Egypt / International Herald Tribune, 1 March 2011. Retrieved on 4 March 2011.