Ashifi Gogo
Ashifi Gogo
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ebe agụmakwụkwọ | Thayer School of Engineering, Whitman College, Dartmouth College |
onye ndụmọdụ doctoral | George Cybenko, Elsa M. Garmire |
affiliation | Sproxil |
affiliation string | Sproxil |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2015, World Economic Forum Annual Meeting 2018 |
Ashifi Gogo guzobere Sproxil n'afọ 2009 iji lụso mmụba nke ọgwụ adịgboroja na Afrịka ọgụ.
Agụmakwụkwọ
dezieGogo nwetara nzere bachelọ nke nka na Whitman College n'afọ 2005, na-enweta nnukwu akwụkwọ abụọ na Mathematics na Physics.[1] O nwetara PhD ya na Injinia na Dartmouth College. Ọ gakwara akwụkwọ mbụ ya na Ghana. Ọ nọ na Kwame Nkrumah University of Science and Technology primary na Junior High School.
Nsọpụrụ na onyinye
dezieA kpọrọ Gogo na Fortune's 2005 '40 under 40' ndepụta nke ndị ọchụnta ego kachasị emetụta.
Ndetu
dezie- ↑ Ashifi Gogo profile. Whitman College. Archived from the original on 2022-06-02. Retrieved on 2022-05-29.