Asụsụ Mobu
asụsụ, modern language
obere ụdị nkeAsụsụ Kru Dezie
mba/obodoCôte d'Ivoire Dezie
ụmụ amaala kaLagunes region, Lagunes District Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue6b Threatened Dezie

Asụsụ Mobu, Mobumrin, bu Kru asusu. nka bu asusu ndi nke agbụrụ Aizi (Ahizi) na-asụ n'ikperé Lagoon na Ivory Coast. Asusu mobu bu asusu ndi Lele (Tiagba) anaghi aghọta, nke Aizi na-asụkwa na ọdọ mmiri ahụ.

Mobuin bu Aha nna, aha ndi Aizi niile bụ Frukpu.[1]

Edensibia

dezie
  1. Douglas Boone, Silué Lamine, MaryAnne Augustin. "L'Utilisation du Français et de l'Adoukrou par les Aizi" (2002, Société Internationale de Linguistique, Côte d’Ivoire) online