Amy Samir Ghanem
Amy Samir Ghanem
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
Aha ọmụmụ | أمل سمير يوسف غانم |
aha enyere | Amy |
aha ezinụlọ ya | Sameer, Ghanem |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Maachị 1987 |
Ebe ọmụmụ | Cairo |
Ńnà | Samir Ghanem |
Ńné | Dalal Abdel Aziz |
nwanne | Donia Samir Ghanem |
Dị/nwunye | Hassan El Raddad |
Asụsụ obodo | Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2005 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Amy Samir Ghanem (amụrụ na 31 Machị 1987) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri.
Amy Samir Ghanem | |
---|---|
Born | Amal Samir Ghanem 31 Maachị 1987 Cairo, Egypt |
Occupation | Actress |
Years active | 2005–present |
Spouse(s) | Hassan El Raddad (m. 2016) |
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ Ghanem na Cairo n'afọ 1987 n'ime ezinụlọ na-ese ihe, nna ya bụ onye na-eme ihe ọchị Samir Ghanem (19372021), nne ya bụ onye omee Dalal Abdel Aziz (19602021) ebe nwanne ya nwanyị bụ onye na-eme ihe nkiri Donia Samir Ghamem.[1][2][3] Ghanem nwere ụdị ịkpa ọchị siri ike, nke yiri nke nne na nna ya. Kemgbe afọ 2016, ọ lụrụ onye na-eme ihe nkiri bụ Hassan El Raddad.
Ihe nkiri
dezieSinima
dezie- Assal Eswed (2010)
- Samir wa Shahir wa Bahir (2010)
- Bolbol Hayran (2010)
- X-Large (2011)
- Cima Ali Baba (2011)
- Banat El am (2012)
- Ghesh Al Zawgeyya (2012)
- Taitah Rahibah (2012)
- Hatuli Ragel (2013)
- Zanqat Sittat (2015)
- Ashan Kharjee (2016)
Telivishọn
dezie- Hekayat Beneeshha (2010)
- Nona El Mazouna (2011)
- Viva Atata (2014)
- Super Henedi (2014)
- Heba regl el ghorab (2014)
- Nelly na Sherihan (2016)
- Fi Al La Land (2017)
- Azmi & Ashjan (2018)
Ebensidee
dezie- ↑ Famous Egyptian comedian Samir Ghanem dies aged 84 while battling COVID-19. Arab News (20 May 2021).
- ↑ Dalal Abdelaziz (en).
- ↑ Donia Samir Ghanem Official Website :: Biography. doniasamirghanem.com. Archived from the original on 1 September 2017. Retrieved on 18 June 2016.
Njikọ mpụga
dezie- Aimi Samir Ghanem at IMDb