Amir (name)
Aha Amir (nke a na-akpọkwa Ameer ma ọ bụ Emir; Arabic) bụ aha nwoke naArabic.
Aha ahụ sitere n'otu mgbọrọgwụ dị ka okwu eze.
N'asụsụ Arabic aha ahụ pụtara nwa eze. Okwu ahụ pụtara na mbụ "Onye Ọchịagha (nke ndị agha) O mechara bụrụ utu aha a na-enye nwa eze, ya mere "prince".
Mba ndị ọzọ dịiche iche naza kwa Amir.