Amina Titi Atiku-Abubakar

Onye ndọrọndọrọ ọchichi na Nigeria
Amina Titi Atiku-Abubakar
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAmina Titilayo Atiku-Abubakar Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Jụn 1949 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Osun Dezie
Dị/nwunyeAtiku Abubakar Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụactivist, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọKaduna Polytechnic Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Amina Titilayo Atiku-Abubakar, bụ nwunye nke onye na-esota onye isi ala Federal Republic of Nigeria, Atiku Abubakar. Ọ bụ onye na-akwado ndị inyom na ụmụaka. Ọ bụ onye guzobere Nzụkọ na-ahụ maka nkụzị gbasara ahia ụmụ nwanyi na ụmụaka 'Women Trafficking and Child Labour Eradication Foundation (WOTCLEF)' na onye malitere[1] iwu nke onwe ya nke mere ka e guzobe 'National Agency for Prohibition of Trafficking in Persons (NAPTIP)'.

Mbido Ndụ na agụm akwụkwọ dezie

Titi Amina Atiku Abubakar ka a mụrụ n'ebe obibi ndị Kraịst n'ezinụlọ Albert Yoruba nke si Ilesa,[2][3] Osun. Ọ gụsịrị akwụkwọ nke Primari na Sekondiri n' ụlọ akwụkwọ ndị ozi ala ọzọ, bụ nke Roman [4] Katọlik nwere. A zụlitere ya na Lagos ma mesịa lụọ Atiku Abubakar, tupu ya agaa Polytechnic Kaduna.[5] E wezụga Bekee, ọ na-asụ asụsụ asụsụ Yoruba na Hausa.[6]

Ọrụ  dezie

Ọ kụziela na [7]Kaduna State Polytechnic

Njem ojere na Rome dezie

Mgbe ọ nọ na Rome ịga n'ihu agụmakwụkwọ ya n'agbata afọ 1986 - 1987, ọ hụrụ ọtụtụ ụmụ nwanyị Naijiria n'okporo ámá. Mgbe ọ jụsịrị ajụjụ, ọ chọpụtara na ihe ka ọtụtụ n'ime ụmụ agbọghọ ahụ na-eje ozi dị ka ndị na-agba akwụna maka ndị nne ha ukwu.[8] na-anaghị akwụ ụgwọ mgbe ọbụla. Ọ chọpụtakwara na a ghọgburu ha na nkwa na ha ga-arụ ọrụ n'Ịtali, nke a kpaliri ya ịkwado nkwa ime ihe gbasara ọnọdụ ọ bụla mgbe ọ nọ n'ọnọdụ nke ike na ikike.

Nkwado dezie

N'afọ 1999, mgbe di ya bụ Atiku Abubakar  ghọrọ Onye na-esote onye isi ala, o jidere ohere a ịmalite ịkwado ndụmọdụ iji kwụsị ịgba akwụna a na-amanye mmanye na ụdị ndị ọzọ nke ịzụ ahịa mmadụ. Akpa, o guzobere Women's Trafficking and Child Labor Labor Eradication Foundation (WOTCLEF), ma kwadoro ụgwọ nke onwe maka ntaramahụhụ siri ike maka ndị na-azụ ahịa a, nakwa maka ntọala ụlọ ọrụ gọọmenti etiti (National Agency for Prohibition of Trafficking in Persons) nke ga-ebu maka agha ahia ndi mmadu no na Naijiria. Ọ malitere ịbịa nabata ụmụ agbọghọ na-eme ka ụmụ agbọghọ si mba dị iche iche gbanwee.[9]

Ihe Nrita dezie

  • 2010 - D'linga Award [10]
  • 2002 - Annual Nigerian Women's Award [11]

Mbipụta dezie

  • Educating the Nigerian Child (2005) [12]  [13]
  • Empower Law to Fight Child Slavery (2001) [14]
  • Let us celebrate humanity: a collected speeches on women's right and human trafficking (200x?) [15]

Leekwa dezie

Ṅrụtụaka dezie

  1. "Women Trafficking and Child Labour Eradication Foundation (WOTCLEF)", The Communication Initiative Network, 21 March 2011. Retrieved on 16 June 2017. (in en)
  2. My battle to marry Atiku Titi Abubakar - OnlineNigeria.com (en). Online Nigeria. Archived from the original on 7 September 2017. Retrieved on 16 June 2017.
  3. "The News, Volume 18", Independent Communications Network Limited, p. 96.
  4. "Hajiya Titi Abubakar: Working to restore human dignity", www.weekend.peoplesdailyng.com, People's Daily. Retrieved on 16 June 2017. (in en-gb)
  5. Onukaba Adinoyi-Ojo (2006). Atiku: the story of Atiku Abubakar. Africana Legacy Press. 
  6. Josiah Emerole (2002). Amazing crusade: media portrait of the Titi Atiku Abubakar war against human trafficking. s.n. (Women Trafficking and Child Labour Eradication Foundation). 
  7. "Hajiya Titi Abubakar: Working to restore human dignity", www.weekend.peoplesdailyng.com, People's Daily. Retrieved on 16 June 2017. (in en-gb)
  8. "Hajiya Titi Abubakar: Working to restore human dignity", www.weekend.peoplesdailyng.com, People's Daily. Retrieved on 16 June 2017. (in en-gb)
  9. "My battle to marry Atiku Titi Abubakar - OnlineNigeria.com", nm.onlinenigeria.com, Online Nigeria. Retrieved on 16 June 2017. (in en)
  10. "Nigeria: Titi Atiku, Osaze, 73 Others Win d'Linga Award", Daily Trust (Abuja), All Africa, 28 June 2010. Retrieved on 16 June 2017.
  11. "Nigeria: Titi Atiku, 16 Others Bag Women Awards", This Day (Lagos), All Africa, 29 May 2002. Retrieved on 16 June 2017.
  12. African Books Collective: Educating the Nigerian Child. African Book Collective.
  13. (2005) Educating the Nigerian Child (Paperback) by Amina Titi Atiku Abubakar, Chris Chirwa: Spectrum Books Ltd ,Nigeria, Nigeria 9789780294229 Paperback - The Book Depository (in en). Nigeria: Spectrum Books Ltd, Nigeria. ISBN 9780294228. 
  14. (2001) Empower law to fight child slavery (in English). Nigeria: WOTCLEF. 
  15. Let us celebrate humanity: a collected speeches on women's right and human trafficking, volume II (in English). WOTCLEF.