Amina Khalil
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha n'asụsụ obodo | أمينة خليل |
Aha ọmụmụ | أمينة محمد خليل |
aha enyere | Amina |
aha ezinụlọ ya | Khalil |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Ọktoba 1988 |
Ebe ọmụmụ | Njikota Obodo Amerika |
Ikwu | Yehya Khalil |
Asụsụ obodo | Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
ebe agụmakwụkwọ | The American University in Cairo, El Alsson School |
Ebe obibi | Cairo |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Amina Khalil (Arabic: أمينة خليل; amụrụ na 26 Ọktoba 1988) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri na telivishọn nke bụrụ onye a ma ama na ngwụcha afọ 2010 na mmalite afọ 2020 n'ụwa Arab.[1][2]
Amina Khalil | |
---|---|
Born | |
Nationality | Egyptian |
Alma mater | The American University in Cairo (B.F.A.) |
Occupation | Actress |
Years active | 2011–present |
Spouse(s) | Omar Taha (engaged 2020) |
Oge ọ malitere
dezieKhalil gụrụ gbasara ihe nkiri na Mahadum America dị na Cairo ma gụsịrị akwụkwọ na 2009. Ọ gụrụ akwụkwọ na Lee Strasberg Theatre and Film Institute na New York City.[2] Ọ gụrụ ballet site na nwata ruo mgbe ọ dị afọ iri na asaa.
Ọrụ
dezieỌrụ ya na ihe nkiri Asham (2012), Khetta Badeela (2015) na Sukkar Mor (2015) bụ ndị a nabatara nke ọma.[3] Ọrụ ya na ihe ngosi telivishọn nke 2016 Grand Hotel (nke a makwaara dị ka Nzuzo nke Naịl), na usoro TV nke 2018 Layalie Eugenie (Eugenie Nights), ha abụọ dị na Netflix.[1] O nweela ọrụ na Taraf Tallet, Sharbat Loze, Nekdeb Law Olna Mabenhebesh, Saheb El Saada na Wallei El Ahd.[3]
Ọ na-ekwu na Marion Cotillard bụ onye na-akpali ya ime ihe nkiri, ma kwuo na ọ ga-amasị ya ka ọ bụrụ onye ndu na ihe nkiri nke bụ "ụdị Lara Croft, ma ọ bụ dị ka Jennifer Lawrence na The Hunger Games".[1][1] Ya na onye Egypt hip hop artist Zap Tharwat abụwo abụ.[4]
Ndụ onwe onye
dezieN'ọnwa Julaị 2020, ọ kwere ịlụ onye ọchụnta ego na injinia Ijipt bụ Omar Taha nkwa ọlụlụ.[5] Ihe omume ntụrụndụ ya gụnyere kitesurfing na igwu mmiri.[1]
N'ọnwa Ọktoba 2020, Khalil butere COVID-19 ma gbakee kemgbe ahụ.[6]
Ọ bụ onye na-akwado ụmụ nwanyị na ahụike ha n'Ijipt, na June 2021 ka United Nations Population Fund kpọrọ ya onye nnọchi anya obiọma.[7]
Hụkwa
dezie- Ihe nkiri nke Ijipt
- Ihe nkiri 100 kachasị mma n'Ijipt
- Ndepụta ihe nkiri ndị Ijipt nke afọ 2010
Ebensidee
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Amina Khalil - CONQUERING THE EGYPTIAN SCREEN by enigma-mag
- ↑ 2.0 2.1 Amina Khalil by El Cinema.com
- ↑ 3.0 3.1 Amina Khalil - Biography at IMDb
- ↑ VIDEO: ZAP THARWAT AND AMINA KHALIL'S CHILLING NEW SONG ON LIFE IN EGYPT by Cairo Scene
- ↑ Egyptian actress Amina Khalil throws beach engagement party on Egypt’s North Coast by Egypt Independent
- ↑ Amina Khalil Contracted Coronavirus Early October by Yara Sameh from See News
- ↑ Egyptian actress Amina Khalil announced as United Nations Population Fund honorary ambassador by Arab News