Amarachi Okafor
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1977 |
Ebe ọmụmụ | Umuahia |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omenkà |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Amarachi Okafor Audio onye amụrụ n'afọ 1977 bụ Omenka nke Naịjirịa ,onye ọrụ ya lekwasịrị anya n'omenala, okpukpe, akụkọ ihe mere eme, ihe gbasara jenda, mmekọahụ nke mmadụ, na ọtụtụ okwu akpụ n'ọnụ dị ka mgbasa nke Ebola virus na Afrika. [1]
Mmalite ndu na mmụta
dezieAmụrụ Okafor na Umuahia . [2] N'afọ 2002 ọ gụrụ maka nka na Mahadum nke Naijirịa na 2007, n'otu Mahadum a, ọ nwetere nzere masta na ngalaba nka . [3]
Ọrụ
dezieOkafor bụ onye òtù nke El Anatsui si Atelier na ngwụcha 1990s.
Okafor na-aru oru eserese [4] Ọ bụ onye nlekọta na NGA (National Gallery of Art) na Abuja n'etiti 2008 na 2014. [5] Na 2007 o meriri ebe obibi ndị omenaala Unesco-Aschberg, ya na Commonwealth Foundation Commonwealth Connections na 2010. Na 2014, ọ bụ onye mbụ na 2014 National Art Competition, [6] wee merie ihe ngbata nke mkpebi n'afọ ahụ. [7]
O gosipụtara na 2015 Jogja Biennale. [8]
Nrụtụaka
dezie- ↑ Nnadozie, Uche. "From Office to Studio,NGA Artists Preach Peace", Vanguard, 27 November 2014.
- ↑ Amarachi Okafor.
- ↑ Amarachi Okafor. Archived from the original on 2017-12-14. Retrieved on 2020-11-14.
- ↑ About. Amarachi Okafor. Archived from the original on 2020-11-16. Retrieved on 2020-11-14.
- ↑ Amarachi Okafor. The Equator. Archived from the original on 2020-01-05. Retrieved on 2020-11-14.
- ↑ Abimboye, Michael. "12 finalists emerge for National Art competition", Premium Times, 22 August 2014.
- ↑ "An Evening of Surprising Interventions", This Day Live, 7 December 2014.
- ↑ Wahyuni, Sri. "Biennale Jogja: A Journey into the 'Hacking Conflict'", The Jakarta Post, 13 November 2015.