Amarachi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Amarachi Uyanne, |
Aha ọmụmụ | Amarachi Uyanne |
aha enyere | Amarachi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Julaị 2004 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Delta |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, Ọgba egwu |
ebe agụmakwụkwọ | University Preparatory Secondary School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2012 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ngwa egwu | olu egwụ, violin |
ụdị | African popular music, egwu hip hop |
webụsaịtị | http://www.amarachiuyanne.com/ |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Amarachi Uyanne (ọnye amụrụ na mkpụrụ ụbọchị iri na asaa n' ọnwa asaa n' arọ 2004 nke eji Amarachi wee mara bụ nwada onye Nigerian na-agụ egwú, na-ete egwu ma na-akpọ ụbo oyibo. A maara ya nke ọma maka ịde mbiputa mbụ nke Nigeria Got Talent . [1] [2]
Usoro mbido
dezieAmarachi bụ onye Delta State . O tolitere na Edo Steeti, ebe ọ bidoro ịgba egwu mgbe ọ dị afọ 5. [3] Na 2012, o ritere ihe nrite ego nke N10,000,000 mgbe ekwuputara ya dị ka onye mmeri nke mbipụta mbụ nke Nigeria Got Talent . E mechara kpọọ ya "odị na wata guba nde ego na Nigeria ". [4] Ọ gara University Preparatory Secondary School na Benin City, Edo State . Onye a ma ama na-eto eto gụsịrị akwụkwọ na kọleji na July 2019 ma bụrụ nwata akwukwo na Benson Idahosa University , Benin City, Edo State, Nigeria.
Ọrụ
dezieMgbe Amarachi mechara pụta dịka onye mmeri nke Nigeria Got Talent, Amarachi wepụtara egwu izizi ya nke akpọrọ "Amarachi Dance". [5] Ọ gara n’ihu gosi Phyno n’abụ akpọrọ “Ova Sabi”; egwu na abo izizi otiri bu nke ndị mmadu huru na anya ma na etikwa ya na redio. [6] Ọ bu ọnye is Amarachi Talent Academy bu ụlọ akwụkwọ obidoro maka ịzụlite na ịzụ ụmụntakịrị nwere nkà igu egwu ma obu ịte egwu. [7]
Ihe nkiri
dezieUmu
dezie- "Egwu Amarachi"
- "Get Down"
- "Ova Sabi" (featuring Phyno )
- "Te Quiero"
Onyiye na Mbuli elu
dezieAfọ | Emume onyinye | Nrite | Onye nnata / họpụtara ọrụ | Nsonaazụ | Ref |
---|---|---|---|---|---|
2014 | 9th Nigeria Music Video onyinye | Video kacha mma site na obere | "Ova Sabi" | Ahọpụtara | [8] |
Hụ kwa
dezie- List of Igbo people
- List of Nigerian musicians
Ebe Nsi Nweta
dezie- ↑ "N10m Up For Grabs at Nigeria's Got Talent 2", P.M. News, October 9, 2013. Retrieved on September 18, 2015.
- ↑ "Exclusive: 7 questions for Amarachi Uyanne, who won ‘Nigeria’s Got Talent’ yesterday", December 10, 2012. Retrieved on September 18, 2015.
- ↑ Benjamin Njoku; Anozie Egole. "AMARACHI UYANNE Ready to fly", Vanguard, December 22, 2012. Retrieved on September 18, 2015.
- ↑ Damilare Aiki. "Meet Nigeria's Youngest New Millionaire! 8 Year Old Dancing Sensation, Amarachi Uyanne Emerges Winner of Nigeria's Got Talent – Wins 10 Million Naira", December 10, 2012. Retrieved on September 18, 2015.
- ↑ "NETPod: Nigeria’s Got Talent winner debuts music single", June 21, 2013. Retrieved on September 18, 2015.
- ↑ VIDEO: Amarachi – Ova Sabi ft. Phyno. NotJustOk (March 19, 2015). Archived from the original on March 23, 2017. Retrieved on September 18, 2015.
- ↑ "Nigeria's Got Talent winner Amarachi sets up talent academy", October 16, 2013. Retrieved on September 18, 2015.
- ↑ Winners List – The Nigeria Music Video Awards (NMVA) 2014 (November 27, 2014). Archived from the original on February 15, 2019. Retrieved on July 4, 2016.