Aliyu
ahà nnà
- Aliyu Abubakar bu onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Aliyu Abubakar (onye bọọlụ) (amụrụ n'afọ 1996), onye bọọlụ Naijiria
- Aliyu Attah, onye uwe ojii Naijiria
- Aliyu Babba (nwụrụ n'afọ 1926), Emir nke Kano
- Aliyu Bawa (amụrụ n'afọ 1991), onye Naijiria na-agba bọọlụ
- Aliyu Doma (amụrụ n'afọ 1942), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Aliyu Ibrahim, onye Naijiria na-agba bọọlụ
- Aliyu Kama (amụrụ n'afọ 1949), ọchịagha Naijiria
- Aliyu Mohammed Gusau (amụrụ n'afọ 1943), onye isi ndị agha Naijiria
- Aliyu Mai-Bornu (1919-1970), onye Naijiria na-ahụ maka akụ na ụba
- Aliyu Musa (amụrụ n'afọ 1957), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Aliyu Obaje (1920-2012), onye ọchịchị ọdịnala Naijiria
- Aliyu Okechukwu (amụrụ n'afọ 1995), onye Naijiria na-agba bọọlụ
- Aliyu Modibbo Umar (amụrụ n'afọ 1958), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Aliyu Magatakarda Wamakko (amụrụ n'afọ 1953), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Abdullahi Aliyu, onye ọrụ gọọmentị Naijiria
- Akilu Aliyu (1918-1999), onye Naijiria na-ede uri, onye edemede, ọkà mmụta na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị
- Dabo Aliyu (amụrụ n'afọ 1947), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Hadiza Aliyu (amụrụ n'afọ 1989), onye Naijiria na-eme ihe nkiri
- Ibrahim Aliyu, ọchịagha Naijiria
- Jummai Babangida Aliyu, onye ọrụ enyemaka Naijiria
- Mohammed Goyi Aliyu (amụrụ n'afọ 1993), onye Naijiria na-agba bọọlụ
- Mu'azu Babangida Aliyu (amụrụ n'afọ 1955), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Nasiru Aliyu (amụrụ n'afọ 1990), onye Naijiria na-agba bọọlụ