Alhassan Yusuf
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereQ107551421 Dezie
aha ezinụlọ yaYusuf Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Julaị 2000 Dezie
Ebe ọmụmụKano Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuIFK Göteborg, Royal Antwerp F.C. Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
Ihe nriteQ120992880 Dezie

 

Alhassan Yusuf Abdullahi (amuru 20 Julaị 2000) bu onye okacha amara n’egwuregwu bọọlụ Naijiria nke na-egwu egwu dị ka onye ọgba bọọlụ na Belgium First Division A club Royal Antwerp.

Ọrụ dezie

IFK Göteborg dezie

Site na 2018 ruo 2021, Yusuf gbara bọọlụ Allsvenskan IFK Göteborg.

Antwerp dezie

Na 16 Julaị 2021, klọb Belgian Antwerp kwupụtara na ha na IFK Göteborg erutela nkwekọrịta ọnụ maka mbufe nke Yusuf.

Nsọpụrụ dezie

IFK Göteborg

  • Svenska Cupen: 2019-20 Svenska Cupin 2019-20

Royal Antwerp

  • Liga Pro Belga: 2022-23 Liga Pro Belja 2022-23
  • Iko mba Belgium: 2022-23 Iko mba Belgium 2022-23
  • Super Copa Belga: 2023 Super Copa Belja 2023[1]

Onye ọ bụla

  • Allsvenskan Ọbịbịa ọhụrụ nke afọ: 2019 Allsvenska 2019[2]

Ihe odide dezie

  1. Antwerp wint nu ook de Supercup! KV Mechelen plooit pas na strafschoppen (nl). Sporza (23 July 2023). Retrieved on 23 July 2023.
  2. Marcus Danielson kvällens stora vinnare på Allsvenskans Stora Pris. Föreningen Svensk Elitfotboll (5 November 2019). Retrieved on 17 July 2021.