Akinola Alada
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | researcher, university teacher |
ụdị ọrụ ya | human physiology, human anatomy |
onye were ọrụ | College of Medicine, University of Ibadan |
ebe agụmakwụkwọ | University of Ibadan, Cairo University |
Onye òtù nke | Physiological society of Nigeria |
Akinola Alada bụ ọkammụta si Naijiria n'isi ọmụmụ physiology na Mahadum Ibadan na onye bụbu Dean nke ụmụ akwụkwọ nke mahadum ahụ.[1]
Mmalite Ndụ na Agụmakwụkwọ Ya
dezieAmụrụ Akinola Alada na Naijiria, o nwetara nzere BSc (Hons) ya n'isi ọmụmụ Human Anatomy and Physiology site na Mahadum Cairo n'afọ 1985,[2] O nwetara nzere MSc ya n'afọ 1988 e wee bulite ya n'ọkwa ịbụ ọkammụta nke physiology, endocrinology and metabolism n'afọ 2005 na Mahadum Ibadan [3][4]
Ọrụ Ya Dika Onye Gụrụ Aakwụkwọ
dezieỌ bụ onye isi ngalaba Human physiology site n'afọ 2001 ruo 2003 ma ahọpụtakwa ya na 2010 ruo 2012. Ugbu a ọ bụ Dean ụmụ akwụkwọ na Mahadum Ibadan. Ọ bụ onye òtù physiological Association of Nigeria ma bụrụkwa onye nchịkọta akụkọ nke Nigerian journal of physiological sciences[5] N'afọ 2023, e depụtara aha ya dịka onye isi nke Mahadum Ilorin [6][7][8][1]
Akwụkwọ Ndị O Bipụtara Ahọpụtara
dezie- Biological effects of Myristica fragrans (nutmeg) extract[9]
- Hematological effect[10]
- Effect of aqueous leaf extract of tridax procumbens on blood pressure and heart rate in rats[11]
- Cardioprotective effects of curcumin-nisin based poly lactic acid nanoparticle on myocardial infarction in guinea pigs[12]
- Efficacy of different brands of mouth rinses on oral bacteria load count in healthy adults[13]
- A comparative study of students' performance in preclinical physiology assessed by multiple choice and short essay questions.[14]
- Studies on the anti-inflammatory properties of Entada abyssinica[15]
- Potassium channels and prostacyclin contribute to vasorelaxant activities of Tridax procumbens crude aqueous leaf extract in rat superior mesenteric arteries HM Salahdeen[16][17]
Mmekọrịta na Òtù Ndị O Sogasị na Ha
dezieAkinola Alada bụ onye otu Nigeria, onye otu Nigeria otu ọkachamara, onye otu American Physiological Society, physiological Society London, na [ [west Africa]]n Society of pharmacology.[2]
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 Templeeti:Cite webụ
- ↑ 2.0 2.1 Professor Abdul Rasak Akinola Alada (en-US).
- ↑ Akin Alada.
- ↑ akwụkwọ akụkọ/index.php/ojmr/about/editorialTeam Ndị otu Editorial | Open Journal of Medical Research (ISSN: 2734-2093).
- ↑ Author Guidelines | Nigerian Journal of Physiological Sciences.
- ↑ Aha UNILORIN Prof. Wahab Egbewole as New VC | The Muslim Voice, Nigeria (en-US) (2022-09-08).
- ↑ Prof. Egbewole, 12 Ndị ọzọ ahọpụtara maka Unilorin VC - THISDAYLIVE (en).
- ↑ Professor Abdul Rasak Akinola Alada (en-US).
- ↑ (1999) "Biological effects of Myristica fragrans (nutmeg) extract". Phytotherapy Research 13 (4): 344–345. DOI:<344::AID-PTR436>3.0.CO;2-E 10.1002/(SICI)1099-1573(199906)13:4<344::AID-PTR436>3.0.CO;2-E. PMID 10404545.
- ↑ Alada, ARA (2000). "The Haematological Effect of Telfaria Occidental Diet Preparation". African Journal of Biomedical Research 3 (3): 185–186.
- ↑ (2004) "Effect of aqueous leaf extract of Tridax procumbens on blood pressure and heart rate in rats". African Journal of Biomedical Research 7 (1). DOI:10.4314/ajbr.v7i1.54062.
- ↑ (2018) "Cardioprotective effects of curcumin-nisin based poly lactic acid nanoparticle on myocardial infarction in guinea pigs". Scientific Reports 8 (1). DOI:10.1038/s41598-018-35145-5. PMID 30413767.
- ↑ (2010) "Efficacy of different brands of mouth rinses on oral bacterial load count in healthy adults". African Journal of Biomedical Research 7 (3). DOI:10.4314/ajbr.v7i3.54160.
- ↑ (2000) "A comparative study of students' performance in preclinical physiology assessed by multiple choice and short essay questions.". African Journal of Medicine and Medical Sciences 29 (3–4): 201–205. PMID 11713989.
- ↑ (2001) "Studies on the anti-inflammatory properties of Entada abyssinica". Fitoterapia 72 (5): 492–496. DOI:10.1016/S0367-326X(01)00273-8. PMID 11429241.
- ↑ (2015) "Potassium channels and prostacyclin contribute to vasorelaxant activities of Tridax procumbens crude aqueous leaf extract in rat superior mesenteric arteries". African Journal of Medicine and Medical Sciences 44 (1): 5–19.
- ↑ (2022-04-05) The Advances in Semen Evaluation (in en). Frontiers Media SA. ISBN 978-2-88974-845-7.