Akinlabi Olasunkanmi

Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria

Akinlabi Olasunkanmi (amụrụ March 1956), bụ onye ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke a họpụtara ka ọ bụrụ onye minista na-ahụ maka mmepe ntorobịa n'ime kabinet nke President Umaru Yar'Adua na July 2007. N'afọ 2014, ọ zọọrọ dịka onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Peoples Democratic Party (PDP) na-azọ ọkwa gọvanọ. nke steeti Osun mana e meriri ya na agba nke mbụ.

Akinlabi Olasunkanmi
Federal Minister of Youth Development
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]]
In office
Templeeti:En dash range
Preceded byS. A. Jakanda
Succeeded byBolaji Abdullahi
Personal details
Political partyPeoples Democratic Party
Akinlabi Olasunkanmi
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ yaMaachị 1956 Dezie
Ebe ọmụmụodeomu Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria, Minister of Youth Development, Minister of Youth Development Dezie
ebe agụmakwụkwọHoward University, Columbia University, Columbia Business School Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie

Ihe odide

dezie

Njikọ mpụga

dezie