Akachi Adimora-Ezeigbo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha ezinụlọ ya | Ezeigbo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1947 |
Ebe ọmụmụ | Eastern Region |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, onye ntaakụkọ, ode akwukwo ifo, professeur des universités, odee uri |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, University of Ibadan |
ogo mmụta | Bachelor of Arts, Master of Arts |
Ihe nrite | Nigeria Prize for Literature |
webụsaịtị | https://akachiezeigbo.org/ |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Akachi Adimora-Ezeigbo bụ onye Naijiria na-ede akwụkwọ na onye nkuzi, onye ọrụ ya bipụtara gụnyere akwụkwọ akụkọ, abụ , nkenke akụkọ, akwụkwọ maka ụmụaka, edemede na akwụkwọ nta akụkọ. [1] Ọ bụ onye meriri n'ọtụtụ ihe nrite na Naịjirịa, gụnyere ihe nrite Naijiria maka akwụkwọ edemede . [2]
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ Adimora-Ezeigbo na Eastern Nigeria, nwetara BA na MA na n'asụsụ Bekee na mahadum Lagos na PhD na mahadum nke Ibadan . Ọ malitere nkuzi na Mahadum Lagos na 1981 wee bụrụ Ọkammụta Bekee na1999.
Ọ bụ onye dere ọtụtụ akwụkwọ, gụnyere akwụkwọ akụkọ, nchịkọta nkenke akwụkwọ na akwụkwọ ụmụaka. Akwụkwọ akụkọ ya 2011 Roses and Bullet dị ka otu n'ime akwụkwọ agha Biafra na-adọrọ adọrọ ma bụrụ eziokwu. [3] Otu n'ime ihe nrite o nwetarala na Naijiria bụ ihe nrite Naijiria maka akwụkwọ agụmagụ bụ nke o jikọ ọnụ nweta n'afọ 2007 maka akwụkwọ ụmụaka ya bụ My Cousin Sammy . [2] [4]
Ọ lụrụ Ọkammụta
Chris Eze ma mụọ hrụ ụmụ atọ. [5]
- Rhythms of Life: Akụkọ ọlọrọ ọhụrụ Naijiria - nke nke akụkọ (1992)
- The Last of the Strong ones- akwụkwọ akụkọ (1996)
- Rituals and Departure - nkenke akụkọ (1999)
- House of symbols - akwụkwọ akụkọ (2001)
- Ugo Children of the Eagles - akwụkwọ akụkọ (2002)
- My cousin Sammy (2007)
- Heart song - abụ (2009)
- Waiting for Dawn – abụ (2010)
- Rose and Bullets- akwụkwọ akụkọ (2011)
Edensibịa
dezie- ↑ Geoffrey Kwadwo Gyasi, "Interview with Nigerian Writer, Akachi Adimora-Ezeigbo", Munyori Literary Journal, via Geosi Reads, 22 August 2013.
- ↑ 2.0 2.1 "Akachi Adimora-Ezeigbo", African Books Collective.
- ↑ Sola Adeyemi, "Of Roses and Bullets: Re-reading Reality and Illusion in Post Biafra Literature", Femi Osofisan's Word, 11 January 2020.
- ↑ "The Nigeria Prize for Science and The Nigeria Prize for Literature", Nigeria LNG Limited.
- ↑ Chris Onuoha, "Akachi Adimora-Ezeigbo: When the writer is being written about", Vanguard, 19 August 2017.