Ahmad Maher (director)

Onye nduzi ihe nkiri Egypt
Ahmad Maher
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEgypt Dezie
aha n'asụsụ obodoأحمد ماهر Dezie
aha enyereAhmed, Ahmad Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya5 Mee 1968 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
Asụsụ obodoEgyptian Arabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Egyptian Arabic Dezie
ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede Dezie

Ahmad Maher bụ onye nduzi ihe nkiri si Ijipt. Oge izizi ya dị ka onye nduzi ya n'ihe nkiri The Traveller (2009) sonyere maka Golden Lion na 66th Venice International Film Festival.[1] E gosipụtakwara ya na ngalaba Special Presentations na 2009 Toronto International Film Festival.[2] Maher rụkwara ọrụ dị ka onye nduzi nka na ihe nkiri Martin Scorsese nke 1990 Goodfellas.

Edensibia

dezie
  1. Mustafa (6–12 August 2009). "The Talented Mr Maher". Al-Ahram Weekly (959). Retrieved on 2010-09-27. 
  2. (20 August 2009) "Traveler, Scheherazade and Heliopolis off to Toronto". Daily News Egypt. Retrieved on 2010-09-27. 

Njikọ mpụga

dezie