Ado (Lagos Oba)
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụBenin Empire Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1755 Dezie
ŃnàAshipa Dezie
ọrụ ọ na-arụmonarch Dezie
Ọkwá o jiOba of Lagos Dezie

Templeeti:Infobox royalty

Oba Ado (aha mbụ Bini bụ Edo) onye chịrị site n'afọ 1630-1669 bụ Oba nke abụọ nke Lagos.[1][2] Ọ bụ nwa Ashipa, onye Oba nke Benin họpụtara dị ka onye ọchịchị mbụ nke Eko.[2][3] Nwa Ado, Gabaro bụ Oba nke atọ nke Lagos.

Oba nke abụọ nke Lagos

dezie

Ado na-anakọta ụtụ kwa afọ site n'aka ndị ọ na-achị nke a na-ezigara Oba nke Benin dị ka ụtụ.

Edensibia

dezie
  1. Saburi Oladeni Biobaku (1973). Sources of Yoruba history: Oxford studies in African affairs. Clarendon Press, 1973. ISBN 978-0-19-821669-8. Retrieved on 30 July 2017. 
  2. 2.0 2.1 Deji Ogunremi (1998). Culture and society in Yorubaland. Rex Charles Publication in association with Connel Publications, 1998. ISBN 9789782137739. Retrieved on 30 July 2017. 
  3. Remi Olajumoke (1990). The Spring of a Monarch: The Epic Struggle of King Adeyinka Oyekan II of Lagos. Lawebod Nigeria, 1990. ISBN 9789783088504. Retrieved on 30 July 2017.