Aderonke Kale
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Aderonke |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Julaị 1939 |
Ebe ọmụmụ | Colonial Nigeria |
Ụbọchị ọnwụ ya | 8 Novemba 2023 |
Ebe ọ nwụrụ | London |
Ebe olili | Ijebu Ode |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | physician, soldier |
ebe agụmakwụkwọ | University of London, University of Ibadan |
ọkwa agha | izugbe |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Aderonke Kale bụ onye na-ahụ maka ọrịa uche nke ndị agha Naijiria . o biliri ibu onye isi ndi agha Naijiria na-ahu maka ahụike.
Ọrụ
dezieaderonke kale kuziri dika dibia bekee na mahadum mahadum, nke mechakwara buru ulo akwukwo mahadum nke Ibadan.kale meziri okachamara n'ihe gbasara uche na mahadum London. a kpaliri ya ịbanyeisi mgbaka.[1] Ọ rụrụ ọrụ nwa oge na Britain wee laghachi Naijiria na 1971.[2]
Otu afọ mgbe e mesịrị na 1972, ọ sonyeere ndị agha Naijiria. Nke a bụ mkpebi a na-adịghị ahụkebe maka ụmụ nwanyị n'oge ahụ, ọkachasị ndị nọ n"ọkwa ọkachamara dị elu.[2] Ọ bụ onye colonel na osote onye isi nke Nigerian Army Medical Corps site na 1990. E mechara bulie ya n'ọkwa brigadier-general ma n"ime nke a ọ ghọrọ nwanyị mbụ n "West Africa".[2] A kwalitere Kale ka ọ bụrụ onye isi ọchịagha n'afọ 1994 wee bụrụ nwanyị Naijiria mbụ nwetara ọkwa ahụ.[3][4] Ọ bụkwa nwanyị mbụ bụ onye isi na West Africa.[5] Ọrụ ya bụ na mbụ dị ka onye isi na-ahụ maka isi mgbaka na ndị agha.[2] Kale mechara bụrụ onye nduzi nke Ndị otu ahụike Naịjirịama bụrụkwa onye isi ahụike 1996
cal Officer ruo 1996.[3][5] Nke a bụ oge mbụ n'akụkọ ihe mere eme nke ndị agha Naijiria na e nyere nwanyị ọrụ maka nlekọta ahụike nke ụmụ agha niile nke Naịjirịa na ọkwa niile na nkwadebe maka na n"oge agha. Ọ lara ezumike nká na 1997.[6]
Ndụ onwe onye
dezieA mụrụ Aderonke Kale na 13th, February 1959. Nna Kale bụ onye na-ahụ maka ọgwụ na nne ya bụ nkụzi ma ha hụ na ọ gụrụ akwụkwọ nke ọma. Kale gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na Lagos na Zaria wee gụọ akwụkwọ sekọndrị na St. Anne's School, Ibadan na Abeokuta Grammar School.[7][3][8]
Kale mụrụ nwa nwoke na 1975, Yemi Kale, onye ghọrọ onye na-ahụ maka ọnụ ọgụgụ nke Naijiria.[9] O nyere ala maka ntọala nke Bodija-Ashi Baptist Church na Ibadan.[10]
Hụkwa
dezie- Abimbola Amusu
Ihe odide
dezie- ↑ Amodeni (2018-06-04). Retro: Inspiring story of Nigeria's first female Army General Aderonke Kale, she retired in 1996 (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2019-07-29.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 2.3 DAWN COMMISSION || General Aderonke Kale (rtd) – Nigeria's First Lady Army General. dawncommission.org. Archived from the original on 2019-07-29. Retrieved on 2019-07-29.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 3.3 "Discover Nigeria: Meet Nigeria's First Woman General", Connect Nigeria, 28 January 2014. Retrieved on 29 November 2017.
- ↑ "Metro - Nigeria Army Promotes 27 to Major-general, Woman makes List", Nigerian Bulletin, 13 December 2013. Retrieved on 29 November 2017.
- ↑ 5.0 5.1 Suleiman. "The World of Female Soldiers", Tell Nigeria, 7 September 2013. Retrieved on 29 November 2017.
- ↑ "Itunu Hotonu - Nigeria's First Female Rear-Admiral", Global Media News Alert. Retrieved on 29 November 2017.
- ↑ 7.0 7.1 Smith (2008). The Oxford Encyclopedia of Women in World History (in en). Oxford University Press. ISBN 9780195148909.
- ↑ 8.0 8.1 "Celebration Of Achievement Is Not Tribalism", Nigerian Voice, 14 August 2015. Retrieved on 29 November 2017. (in en)
- ↑ "PROFILE: Kale, the statistician who broke a 24-year jinx to drag Nigeria closer to Vision 2020", The Cable, 21 October 2016. Retrieved on 29 November 2017.
- ↑ Our Church History. Bodija-Ashi Baptist Church. Archived from the original on 19 March 2019. Retrieved on 29 November 2017.