Adepeju Jaiyeoba
Audio Adepeju Opeyemi Jaiyeoba (a mụrụ n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1983) bụ nwafọ Naijiria bụ onye ọchụnta ego e ji elekọta mmadụ nakwazị ọnụ na-ekwuru onye a na-emegbu, guzobere Brown Button Foundation nakwa Mother's Delivery Kit nke na-emepụta oherenlekota ahụike dị ọnụ ala na akọrọngwa e ji a mụ nwa nye ndị nne na-atu anya ị mụ nwa na Naijiria .
Ndụ
dezieJaiyeoba mụrụ ọrụ dị ka onye ọka ikpe ma gaa Mahadum nke Obafemi Awolowo dị na Ile-Ife. [1] O nwekwara ọzụzụ na azụmaahịa na Mahadum nke Texas na Austin dị na mba Amerịka nakwazị Coady International Institute,dị na Kanada. [2]
Ọrụ Jaiyeoba i ji belata ọnwụ nne na nwa bụ ka ọnwụ nke ezigbo enyi n'oge ịmụ nwa gachara n'afọ 2011 na akụkọ nke ndị ọzọ. Ọ chọpụtara na ụmụ nwanyị 145 na-anwụ ị mụ nwa, na ụmụaka 2,300 na-anwụ tupu ha eruo afọ ise na Naijiria. [3]
Barack Obama kpọrọ Jaiyeoba aha na adreesị ya n'afọ 2014 na Young African Leaders Presidential Summit na Washington [4] ma nabatakwa ya na White House n'afọ 2015. [1] N'afọ 2014, ha malitere ị ke akọrọngwa e ji a mụ nwa ka ha hụtachara mmebi nwere ike ị dị n'ihi enweghị ihe na-adịghị ọcha dịka mma na-ataghị nchara e ji ebibi eriri jịkọrọ nne na nwa mgbe a na-amụ nwa. Ka a na-eru n’afọ 2015, ha ekesaala akọrọngwa 8,000 [3] nakwazi akọrọngwa 300,000 ka afọ 2017 ruru. [5]
N'afọ 2017 o kwuru okwu na TEDx .
O kwuola okwu n'ọtụtụ ihe omume obodo Naijiria nakwa nke ụwa ma na-aga n'ihu na-akpali ndị ntorobịa nke Afrịka i me ihe.
Ihe nrite
dezie- Ọ bụ White House Emerging Global Entrepreneur
- Ọ bụ PATH International Innovation Champion
- 2018 USADF na onye mmeri nke ihe ngosi Citi Foundation Venture [6]
- Onye mmeri Frost and Sullivan African Sterilized birth kit innovation award
- Otu n’ime 2017 100 most inspiring women in Nigeria
- Onye nrite 2017 Crans Montana Young Leader of Tomorrow
- JCI top 10 Outstanding Young Persons of the World awardee 2017
- JCI top 10 Outstanding Young Person of Nigeria awardee 2017
- D-Prize awardee in Global Health
- 2018 Unilever Young Entrepreneurs Awards Winner [7]
- 2014 Mandela Washington Fellow [8]
- Fellow of the Unreasonable Institute
- Women in Successful Careers (WISCAR) member
- 2015 Young Innovator of the World Innovation Summit for Health (WISH) [5]
- Africa's top 10 female entrepreneur for Diaspora Demo day
- 2015 YNaija top 10 most influential Nigerians under 40 (Advocacy) [9]
- 2015 Cordes Fellow.
- Commonwealth Point of Light Award Winner [10]
- HRH Prince of Wales Young Sustainability Entrepreneur Prize Winner in 2018. [11]
- Opportunity Desk June 2015 Young Person of the month. [12]
Okwu Ihu Ọha
dezieE gosipụtara Jaiyeoba n'ọtụtụ nhiwe dị elu. O kwuru okwu na Africa Shared Value Summit nke afọ 2020; [1] The Platform Nigeria - beyond politics n'afọ 2018; [13] Social Media Week Lagos n'afọ 2018; [14]
Ebe m si dee
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 Adepeju Jaiyeoba (en-US). Archived from the original on 2020-08-09. Retrieved on 2020-11-06.
- ↑ From law to health: Adepeju Jaiyeoba’s entrepreneurship journey (en-US).
- ↑ 3.0 3.1 Minter, Harriet (2015-03-27). 10 minutes with: Adepeju Jaiyeoba, maternity campaigner (en).
- ↑ Delivering Hope to Mothers | YALI (en-US). Archived from the original on 2018-08-19. Retrieved on 2020-11-06.
- ↑ 5.0 5.1 JCI. Archived from the original on 2018-05-09. Retrieved on 2020-11-06.
- ↑ A Business Solution to Deliver Life-Saving Services for Mothers in Nigeria — U.S. African Development Foundation (en-US). Archived from the original on 2020-07-03. Retrieved on 2020-11-06.
- ↑ 2018 Young Entrepreneurs Awards Winner: Adepeju Jaiyeoba (en). Archived from the original on 2020-10-30. Retrieved on 2020-11-06.
- ↑ Adepeju Opeyemi Jaiyeoba (en).
- ↑ ADEPEJU JAIYEOBA – Brown Button Foundation (en-US).
- ↑ Brown Button Foundation Nigeria (en-GB) (2018-11-06).
- ↑ hh320@cam.ac.uk. "Adepeju Jaiyeoba announced as the winner of the 2018 The Prince of Wales Prize — Cambridge Institute for Sustainability Leadership". (in en)
- ↑ Adepeju Jaiyeoba from Nigeria is the OD June 2015 Young Person of the Month | Opportunity Desk (en-US) (2015-06-01).
- ↑ Adepeju Jaiyeoba – The Platform Nigeria (en-US). Archived from the original on 2019-01-03. Retrieved on 2020-11-06.
- ↑ Adepeju Jaiyeoba's schedule for Social Media Week Lagos.