Ada Udechukwu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Ada |
aha ezinụlọ ya | Udechukwu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1960 |
Ebe ọmụmụ | Enúgwu |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese, odee uri, odee akwụkwọ |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria |
Odee akwụkwọ | Akụkọ abalị |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Ada Udechukwu (onye amụrụ na 1960) bụ onye Omenka na Onye ode abụ nke ngalaba Nsukka di na Naijiria.
Biografi
dezieA mụrụ ya n'Enugu, Nna Udechukwu bụ onye Igbo nne ya bụ onye mba America. O tolitere na mba Naijiria tupu ha alawa mba Amerika na mbido "Biafran War" makwa lọta mgbe alụsiri agha. Ọ gụrụ akwụkwọ n'okpuru Chinua Achebe na Mahadum "University of Nigeria" ebe o nwetara asambodo na "Bachelor of Arts na English Literature" n'afọ 1981. Afọ ole na ole, obidoro ite agba na-akwa site na-iji usoro akara ahịrị. N'afọ 1988 O bidoro sewe ihe n'akwụkwọ site na-iji "ink nakwa watercolor". Ihe osise ndi a ka o ji egosipụta otu osi aghazi onwe ya site na-ibu nwanyi nakwa onye n'ese ihe. Ọrụ ya gosipụtakwara nsogbu di na ibụ mba n'ime Afrika nakwa n'ama.
Ada Udechukwu, bụ onye n'ede Uri nakwa mkpirisi Akụkọ. Boomerang Press bipụtara Akwụkwọ Uri n'Esemese ya: "Woman, Me" n (1993). Mkpirisi Akụkọ ya "Night Bus" ka ebipụtara na "Fiction Issue of the journal The Atlantic" na 2006.