Abiola Bashorun
Abiola Bashorun
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Abiola |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1980s |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | onye asọmpi ịma mma |
agbụrụ | Ndi Yoruba |
Abiola Bashorun audio bụ nwaafọ Naịjirịa na-eme ngosi uwe na ihe ngosi ịma nma. O meriri na asọmụmpi Most Beautiful Girl in Nigeria n'afọ 2006.
N’afọ 2006, Bashorun dị afọ iri na asatọ bụ onye mmeri ịtụnanya na mmemme ihe ngosi ima nma kwa afọ ahụ. Dị ka eze nwanyị na-achị achị, ọchịchị Baroshun bụ ime ka ndị mmadụ mara maka ọrịa Sickle Cell. O kebiri ime nkea mgbe enyi ya nwụsịrị maka ọrịa ahụ ; ọ jiri ọtụtụ oge n’ime oge ọchịchị ya na-ahazi ọhaneze na nzukọ ọmụmụ i ji kuziere ndị Naijiria maka ọrịa ahụ. Ọ nọchitere anya Naijiria na Miss World n'afọ 2006 . [1]
N'afọ 2008, Bashorun pụtara n'ihe nkiri azụmahịa nke Motorola . O mechara gụọ gbasara iwu na United Kingdom ma mesịa laghachi Naịjirịa mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ.