Abimbola Adelakun

odee
Abimbola Adelakun
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụodee akwụkwọ, university teacher Dezie
ụdị ọrụ yaAfrican studies, Pentecostalism, spirituality Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Ibadan Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie

Abimbola Adunni Adelakun Audio  (a mụrụ n'ụbọchị nke 15 n'ọnwa Septemba  ) bụ onye edemede Naijiria. Mkpúrù èdè íke

Ndụ ya

dezie

A mụrụ ya na Ibadan, na Ndịda anyanwụ nke Naijiria, ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum nke Ibadan, ebe ọ gụchara ma jiri asambodo nke ogo bachelọ na Masta na ngalaba nkwukọrịta na nka asụsụ were pụta. Ọ gụchara akwụkwọ nzere dọktọreti na ịgba egwu na ihe nkiri na Mahadum Texas, dị na Austin . [1]

Ọ na-arụ ọrụ n'ụlọ mgbasaozi The Punch dị na Legos Steeti, na Naijiria, dịka onye edemede. Ọ gụrụ maka omenala nke Afrịka nke agba ọhụrụ, ka e si e bi ya ma na-eme ya site na anya nyocha nke arụmọrụ, okike, Afrikana, na ọmụmụ Yoruba. Ọ na-ede akwụkwọ agụmakwụkwọ nke e depụtara n'akwụkwọ akụkọ dị iche iche gụnyere Journal of Women and Religion, na Journal of Culture and African Women Studies. Ụfọdụ n'ime edemede ya gụnyere 'Coming to America: Race, Class, Nationality and Mobility in “African” hip hop' 2013; Pentecostal Panopticism na the Phantasm of "The Ultimate Power" 2018; ‘The Spirit Names the Child: Pentecostal Names and Trans-ethics’ 2020; ‘Black Lives Matter! Nigerian Lives Matter!: Language and Why Black Performance Matters’ 2019; ‘Pastocracy: Performing Pentecostal politics in Africa’ 2018; ‘Godmentality: Pentecostalism as performance in Nigeria’ 2017; ‘The Ghosts of Performance Past: Theatre, Gender, Religion and Cultural Memory’ 2017; ‘Spectacular Prophecies: Examining Pentecostal Power in Africa’ 2017; ‘Remixing Religion: An Interdisciplinary Graduate Student Conference’ 2014; ‘Yoruba Studies Review’ and ‘I am hated, therefore I am: The Enemy in Yorùbá Imaginary’ [2] [3]


Ọ bụ ya dere akwụkwọ Under the Brown Rusted Roofs.

Ebe m si dee

dezie

Njikọ dị na mpụga

dezie