Abdulrasaq Wuraola

Abdulrasaq Wuraola
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya24 Ọgọọst 1984 Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuKwara United F.C., Ranchers Bees FC, Niger Tornadoes F.C., Sharks F.C. Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Abdul-Rasaq Wuraola (amuru Ọgọst 24, 1984 na Offa) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa ugbu a na Kwara United FC. nke Ilorin.

Oge ọ malitere

dezie

A mụrụ Abdulrasaq Wuraola na Offa nke ime obodo Offa, ebumnuche ya bụ ịgba bọọlụ ọkachamara na mba ofesi.

Ọrụ ọkachamara

dezie

Abdulrasaq Wuraola malitere ịgba bọọlụ ya na ndị Ranchers Bees nke Kaduna na 2000, Nigerian Universal Bank of Kaduna na 2001, Niger Tornadoes F.C. nke Minna na 2002, Kwara Stars F.C. nke Ilorin na 2003, Sharks F.C. Nke Port-Harcourt na 2004 na Kwara United F.C. nke Ilorin na 2005. Na 2001 oge, ọ na-egwuri na African Winners Cup asọmpi na Niger Tornadoes FC.

Ihe odide

dezie