10 Days in Sun City

10 days in Sun City bụ ihe nkiri 2017 bụ maka, ịhụnanya, kpọjaa akpọja ma bụrụ nke ntọ ọchị ya bụ romantic action comedy film nke malitere na n'abalị iri na asaa nke ọnwa June 2017. [1] [2] [3] Ọ bụ AY Makun gosipụtara n'ogo dị elu,onye bụkwa onye àgwà kacha n'ihe nkiri ahụ. [4] Ọ bụ Adze Ugah duziri ya, nke Kehinde Ogunlola dere ma bụrụ Darlington Abuda mepụtara ya. [3] [5] Ihe nkiri a bụ nkeji nke atọ nke Akpos Adventure franchise, e emere ya na na Lagos nakwa Johannesburg, South Africa. [1]

Ihe nkiri a na-akọ akụkọ banyere nwa agbọghọ nwanyị mara mma nke akpọbatara ka ọ bụrụ onye ama ama ,mana site ntọrọ atọrọ ya ,n'ime nke a' ọ kwụrụ ụgwọ site n'enweghi udo na obi ụtọ nke onwe ná nkwụputa n'ọchọghịkwa enyi ya nwoke onye chọrọ ịlụ ya ma bụrụ onye nduzi ya. Ọ fọrọ nke nta ka ọ bụrụ ohu nyere Nna ya ukwu mgbe ụfọdụ ndị ọ napụrụ ihe ndị ọ napụrụ n’oge gara aga mesogwara ya ihe ọ mere ha. Ọ na-akọwa na ezi ịhụnanya na-emeri ihe ọ bụla n'agbanyeghị ihe mgbochi ma ọ bụ ihe ịma aka ndị chere onye. [5]

Ndị Sonyere dezie

  • Richard Mofe-Damijo dịka Otunba Williams
  • Adesua Etomi dị ka Bianca
  • AY Makun dị ka Akpos
  • Mercy Johnson dị ka Monica
  • Folarin "Falz" Falana dị ka Seyi
  • Gbenro Ajibade dị ka Otunba Bodyguard
  • Uti Nwachukwu dị ka onye nhiwe pejantị
  • Yvonne Jegede
  • Miguel A. Núñez Jr.
  • Amanda Du-Pont dị ka Kimberley (Kim K. )
  • ThenjiweMoseley
  • Celeste Ntuli dị ka onye nwe ụlọ mmanya
  • 2face Idibia dika onwe ya (cameo)
  • Alibaba Akpobome dị ka Chief (cameo)
  • Clinton miles dị ka ay makun fan

Ihe nrite dezie

Afọ Ihe nrite Otu Nsonaazụ Ref
2018 Ihe nrite Nollywood kacha mma style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [6]
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie

Hụkwa dezie

  • Ndepụta ihe nkiri Naijiria nke 2017

Nrụtụaka dezie

  1. 1.0 1.1 "Why I’m shooting 10 Days in Sun City - AY Makun - Premium Times Nigeria", Premium Times Nigeria, 2017-02-25. Retrieved on 2018-04-10. (in en-GB)
  2. "'10 Days in Sun City'", THISDAYLIVE, 2017-07-01. Retrieved on 2018-04-10. (in en-US)
  3. 3.0 3.1 "10 days in Sun City premiered, released in Lagos - The Nation Nigeria", The Nation Nigeria, 2017-06-28. Retrieved on 2018-04-10. (in en-US)
  4. "AY's '10 Days In Sun City' To Hit Cinemas • Channels Television", Channels Television, 2017-06-02. Retrieved on 2018-04-10. (in en-GB)
  5. 5.0 5.1 ""10 Days in Sun City", Akpos' South African Adventure - BusinessDay : News you can trust", BusinessDay : News you can trust, 2017-08-09. Retrieved on 2018-04-10. (in en-US)
  6. Augoye (2018-12-10). BON Awards 2018: Tope Oshin, Tana Adelana win big (en-GB). Retrieved on 2021-10-09.