Aham bu nwada Nnamani chikaramara Goldenamour. Abum ezigbo nwada Igbo. Esom n'otu n'ime ndi na-acho iwulite asusu igbo anyi makana ona anwuzi anwu.