Igboanude
Joined 13 Eprel 2019
Ụmụ nnem na ụmụ nnam. E tiyerem akwukwo na wikimedia ka fa yem ego nke nga eji ruo oru ịdebeye afa ụmụ nwayị ndị Nigeria meputara ịhe nkiri na oru aka na Igbo Wikipedia. Akara ebe ndere ya bu nka. Biko quadoo nu ya
https://meta.wikimedia.org/wiki/Grants:Project/Rapid/Igboanude/Female_Creators_on_Igbo_Wikipedia
Bido mkparịtaụka with Igboanude
Talk pages bụ ebe ndị mmadụ na-akpa otu aga-esi mee ihe ndịna dị na Wikipedia ka ọ bụrụ ọ kacha mma. Bido nkata ọhụụ iji nwee mmekọọ maọbụ jikọọ with Igboanude. Ihe ọ bụla ị kwuru ebe a, onye ọbụla ga-ahụ ya.