Zomura Manezo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu ndị omeiwu. A họpụtara ya n'ọfịs dị ka nwanyị Member iji nọchite anya Obongi district nke dị n'akụkụ ugwu nke Uganda n'oge ntuli aka nke 2021 Uganda.[1]

Zomura Manezo
CitizenshipUgandan
Known forPolitics
TitleMember of parliament
Zomura Manezo
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Uganda Dezie
Mpaghara ntuli akaObongi District Dezie
Ebe obibiUganda Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie

Ọ bụ onye otu National Resistance Movement na-achị.[2][3]

Ebensidee

dezie
  1. List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). Trumpet News (2021-01-18). Retrieved on 2021-03-22.
  2. List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). Trumpet News (2021-01-18). Retrieved on 2021-03-13.
  3. List: Who was Elected MP in Uganda – The Ugandan News (en-US). Archived from the original on 2021-02-28. Retrieved on 2021-03-22.

Hụkwa

dezie
  • Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
  • Ógbè Obongi
  • National Resistance Movement
  • Nzukọ omebe iwu nke Uganda.
  • Onye omeiwu