Zahraa Ben Mime
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Tunisia, Iraq |
aha enyere | Zahra |
ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Septemba 1989 |
Ebe ọmụmụ | Baghdad |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-emeputa ihe onyoyo |
Zahra Ben mime (a mụrụ n'ụbọchị nke 30 n'ọnwa Septemba n'afọ 1988) bụ onye Iraq-Tunisian na-eme ihe nkiri, onye ngosi na onye nlereanya. A maara ya maka ọrụ ya na Hawa Baghdad .
Mmalite ndụ
dezieA mụrụ ya na Baghdad site na nna onye Tunisia si Sousse na nne Iraq si Al Diwaniyah . Ọ biri na Baghdad ruo mgbe ọ dị afọ isii wee soro nna ya kwaga Damaskọs na Siria ebe ọ biri afọ iri na atọ nke ọ gụsịrị akwụkwọ ya. N'afọ 2007, ọ kwagara Tunisia ebe ọ malitere ọrụ ọkachamara ya.[1]
Ọrụ
dezieỌ malitere ọrụ ya dị ka onye nlereanya na-apụta na vidiyo egwu na mgbasa ozi na na afo 2009. N'afọ 2011, ọ ghọrọ onye ngosi na onye na-emepụta ihe na-arụ ọrụ na ụlọ ọrụ TV Tunisia dị ka El Watania 1 na Ettounsiya TV .[2] N'afọ 2017, ọ malitere ime ihe nkiri na ọrụ mbụ ya na usoro TV nke Tunisia The Vortex .[3] Ọrụ ya kachasị pụta ìhè bụ na usoro TV nke Iraq Hawa Baghdad nke gosipụtara na na afo 2019. Ya na onye America na-eme ihe nkiri bụ Esser West pụtara, ma merie Golden Crescent Award maka onye na-eto eto kacha mma na-eme ihe nkiri Iraq.[4]
Ndụ onwe onye
dezieHer husband is Tunisian, and the couple have three children (two sons and one daughter). She has a younger sister. O nwetara citizenship nke Iraqi na afo 2019.[5] She participated in the Iraqi protests in 2019.
Ọrụ
dezieAfọ | Aha | Aha Arabic | ọrụ |
---|---|---|---|
2017 | The vortex | الدوامة | Hala |
2019 | Hawa Baghdad | هو* ب*داد | Shams |
2021 | Tigris na Yufretis: akụkọ sitere na Hawa Baghdad | هو* ب*داد |
Ihe ngosi TV
dezieAfọ | Aha | Ọwa |
---|---|---|
2013 | Sehat Shrebatkom | Ettounsiya TV |
2017 | Akụkọ ihu igwe | El Watania 1 |
2017 | Egwuregwu Sọnde | El Watania 1 |
Edensibia
dezie- ↑ Yes (November 26, 2019). "بالصور".. بطلة مسلسل "هوى بغداد" تشارك في تظاهرات ساحة التحرير. Archived from the original on January 3, 2023. Retrieved on May 27, 2022.
- ↑ الوطنية 1 : زهراء بن ميم تلتحق بالاحد الرياضي. أنباء تونس (October 6, 2017).
- ↑ على "الوطنية" .. زهراء بن ميم تقدم النشرة الجوية في ثوب جديد. Assabah News. Archived from the original on 2020-02-25. Retrieved on 2022-05-27.
- ↑ هوى بغداد يكتسح الجوائز و ضي الكمر أفضل برنامج.. و العرضحالجي يسجل حضوراً. www.nasnews.com. Archived from the original on 2023-01-03. Retrieved on 2022-05-27.
- ↑ زهراء حبيب بن ميم ويكيبيديا معلومات كاملة. – السليمانية مدينتي (December 15, 2019). Archived from the original on 2019-12-15.
Njikọ mpụga
dezieZahra ben mime on Instagram