Yvonne Nduom
Yvonne Nduom (amuru 9 Julaị 1953) bu onye oha na eze Ghana mara amara dika nwunye onye ndu otu pati ndi mmadu na-aga n'ihu. ọ bụ onye isi oche ugbu a onye ụlọ oriri na ọṅụṅụ aki oyibo Grove Hotels .[1][2][3][4][5][6]
Yvonne Nduom | |
---|---|
Born | Yvonne Nduom 9 July 1953 |
Nationality | Templeeti:Country data GHATempleeti:Namespace detect showall Ghanaian |
Education | University of Cape Coast University of Wisconsin |
Known for | The wife of leader of Progressive People's Party |
Awards | Hospitality investment award from Ghana Tourism Authority |
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Yvonne |
aha ezinụlọ ya | Yvonne |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Julaị 1953 |
Dị/nwunye | Paa Kwesi Nduom |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | public figure, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọchụnta ego |
ebe agụmakwụkwọ | Archbishop Porter Girls Senior High School, St. Louis Senior High School, University of cape coast, University of Wisconsin–Madison |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Progressive People's Party |
Mmụta
dezieỌ gụrụ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na OLA Catholic Girls School na Elmina na Archbishop Porter Girls Secondary School na Takoradi. Ọ gakwara St. Louis Secondary School maka agụmakwụkwọ nke isii ya. O nwere nzere BA na Bekee na nzere masta na Education Administration and Supervision site na Mahadum Cape Coast na Mahadim Wisconsin.[7]
Onyinye na mmata
dezieỌ natara Life Time Award In Hospitality Investment site na Ghana Tourism Authority na 2012.[8]
Ndụ onwe onye
dezieYvonne lụrụ Paa Kwesi Nduom na ụmụ anọ, Nana Kweku Nduom, Edjah Kweku Nduum, Chief Nduom, na Nana Aba Nduom.[9]
Ihe odide
dezie- ↑ "NDUOM'S LOVER•Bares Her Heart", ModernGhana.com, 12 January 2008. (in en-GB)
- ↑ I’ve no reason to doubt EC boss – Yvonne Nduom. www.ghanaweb.com. Retrieved on 2016-11-26.
- ↑ "NDUOM’S LOVER•Bares Her Heart", ModernGhana.com. Retrieved on 2016-11-27. (in en-GB)
- ↑ Life Story of Mrs. Yvonne Nduom. www.superghana.com. Retrieved on 2016-11-26.
- ↑ Al (2011-12-23). Ghana Rising: Yvonne Nduom -An Elegant life….. Ghana Rising. Retrieved on 2016-11-26.
- ↑ Akese. "Journey to the Flagstaff house: Meet Mrs Yvonne Nduom", Graphic Online, 25 November 2016. Retrieved on 2016-11-27. (in en-GB)
- ↑ Life Story of Mrs. Yvonne Nduom. www.superghana.com. Retrieved on 2016-11-26.
- ↑ Myjoyonline.com. Mrs. Yvonne Nduom wins Life Time Tourism Award by Ghana Tourism Authority - MyJoyOnline. www.myjoyonline.com. Retrieved on 2016-11-27.
- ↑ Online. "Papa Kwesi Ndoum’s Daughter Graduates In Medicine". Retrieved on 2016-11-26.