Ysis Sonkeng
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
aha enyereYsis Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya20 Septemba 1989 Dezie
Ebe ọmụmụYaoundé Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichefullback Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuCanon Yaoundé, Cameroon women's national association football team Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
so na2012 Summer Olympics, 2019 FIFA Women's World Cup Dezie

 

Ysis Amariele Sonkeng (amụrụ n'abalị̀ iri abụo nke onwa Septemba afọ 1989, Baleveng) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ ụmụ nwanyị, onye na-agba nye otu egwuregwu bọọlụ mba Cameroon na otu Louves Minproff de Yaoundé .[1][2] Ọ na-agba egwuregwu bọọlụ dị ka onye na-akwado onye oche goolu ma na agbachit ndị otu ya ka a hapụ onye goolu na-egwuregwu n'afọ 2012 Summer Olympics.[2][3] A maara ya maka ịgbanye goolu nke onwe na ogbugbu bọọlụ megide ndị mba New Zealand.

Edensibia

dezie
  1. Ysis Sonkeng. London2012.com. Archived from the original on 2012-09-13. Retrieved on 2012-09-22.
  2. 2.0 2.1 Ysis Sonkeng Bio, Stats, and Results (en). Olympics at Sports-Reference.com. Archived from the original on 2020-04-18. Retrieved on 2018-09-05.
  3. FIFA.com. FIFA Women's World Cup Canada 2015™ - Players - Ysis-SONKENG - FIFA.com (en-GB). FIFA.com. Archived from the original on June 10, 2015. Retrieved on 2018-09-05.

Njikọ mpụga

dezie
  • Ysis Sonkeng – FIFA competition record (archived)