Youssef Mansour
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereYoussef Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1940 Dezie
nwanneYasseen Mansour, Mohamed Mansour Dezie
ebe agụmakwụkwọNorth Carolina State University Dezie

Youssef Mansour (a mụrụ n'afọ 1944/1945) bụ onye ọchụnta ego nke Ijipt na onye nwe akụkụ nke Mansour Group.

Mmalite ndụ dezie

O nwere ụmụnne nwoke abụọ bụkwa ndị ijeri, Mohamed Mansour na Yasseen Mansour.

Agụmakwụkwọ dezie

  • Master of Business Administration, Mahadum Auburn
  • Bachelor of Science in Engineering, North Carolina State University

Ọrụ dezie

Na ọnwa nke atọ, na afọ 2020, Forbes mere atụmatụ na ọnụ ahịa ya ruru US $ 1.9 ijeri.

Ndụ onwe onye dezie

Ọ lụrụ di ma nwee ụmụ ise, ma biri na Cairo.

Ndetu dezie