Yemi Mobolade
Blessing "Yemi" Mobolade (amụrụ n'afọ 1978 ma ọ bụ n'afọ 1979) bụ onye ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria-Amerịka.[1][2] Ọ bụ onye isi obodo nke 42 nke Colorado Springs, Colorado, a ṅụrụ iyi na June 6, 2023.
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria, Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Blessing |
aha otutu | Yemi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Febụwarị 1979 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego, restaurateur, minister, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Mayor of Colorado Springs, Colorado |
ebe agụmakwụkwọ | Bethel University, Indiana Wesleyan University, Simpson University |
Ebe ọrụ | Colorado Springs |
webụsaịtị | https://www.yemiformayor.com/ |
Mbido ndụ na ọrụ
dezieA mụrụ Mobolade ma zụlite ya na Lagos, Naịjirịa.[3] Nna Mobolade rụrụ ọrụ na ego maka exoon Mobil mgbe nne ya bụ onye nkuzi ụlọ akwụkwọ sekọndrị. O nwere nwanne nwoke tọrọ ya na ụmụnne nwanyị abụọ ọ tọrọ.[4] N'ọnwa Ọgọstụ afọ 1996, Mobolade kwagara na United States. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum betheln'afọ 2001.[5] O nwetara nzere masta na Mahadum Indiana Wesleyan na njikwa na idu ndú na Master of Divinity na A.W. Tozer Theological Seminary na mahadin Samson.[4][6]
In 2010, Mobolade settled in Coloraso spring Colorado He co-founded two restaurants, founded a church within the christain missionary alliance and was a ministry leader at the First Presbyterian Church of Colorado Springs between 2015 and 2017.[4] Mobolade was the vice president of business retention for Colorado Springs' chamber of commercefrom 2017 to 2019 and small business development manager for Colorado Springs from 2019 to 2022.[4][7]
Onye isi obodo Colorado Springs
dezieMobolade kwupụtara na ọ ga-abụ onye isi obodo Colorado Springs na ntuli aka 2023 dị ka onye ndọrọ ndoro ọchịchị nwere onwe ya n'ọnwa Eprel 2022.[8] Na ntuli aka na-abụghị nke ndọrọ ndọrọ ọchịchị, nke e mere na Eprel 4, Mobolade mechara bụrụ onye mbụ na mpaghara 12 na pasent 29 nke votu, na-aga n'ihu na ntuli nke abuomegide onye Republican Wayne W. Williams, onye bụbu odeakwụkwọ nke steeti, onye nwetara pasent 20.[9] Mobolade meriri Williams na ntuli aka nke abụọ na Mee 16, pasent 57 ruo pasent 43, iji bụrụ onye isi ojii mbụ a họpụtara dịka onye isi obodo Colorado Springs na onye isi obodo mbụ a họọrọ nke na-abụghị onye otu Republican Party.[10] A ṅụrụ ya iyi n'ọkwa na June 6.[11]
Ndụ onwe onye
dezieMobolade ghọrọ nwa amaala United States na 2017. Ọ zutere nwunye ya, Abbey, na Indiana; ha nwere ụmụ atọ.[4][12]
Hụkwa
dezie- depụta ma ọ bụrụ na ndị isi obodo nke obodo 50 kasị ukwuu na United States
Ihe edeturu
dezie- ↑ Finley (May 17, 2023). Colorado Springs residents for first time elect Black mayor. Denverpost.com. Retrieved on May 18, 2023.
- ↑ Colorado Springs mayoral candidate questionnaire: Blessing "Yemi" Mobolade. KRCC (March 17, 2023). Retrieved on June 8, 2023.
- ↑ Keith (March 3, 2023). In-depth interview with City of Colorado Springs mayoral candidate Yemi Mobolade. Kktv.com. Retrieved on April 5, 2023.
- ↑ 4.0 4.1 4.2 4.3 4.4 Jent (May 10, 2023). Colorado Springs mayor's race: Yemi Mobolade looking to blaze a new trail as 'an agent of good disruption'. Colorado Springs Gazette. Retrieved on May 16, 2023.
- ↑ Diaz (October 1, 2016). Business Stories. Bethel University. Archived from the original on April 7, 2023. Retrieved on June 8, 2023.
- ↑ Yemi Mobolade - SimpsonU. Simpsonu.edu. Archived from the original on May 17, 2023. Retrieved on May 17, 2023.
- ↑ Lewis (April 4, 2022). Yemi Mobolade announces bid for Colorado Springs mayor. Colorado Springs Indy. Archived from the original on April 6, 2023. Retrieved on April 5, 2023.
- ↑ Shinn (April 4, 2022). Yemi Mobolade, a Colorado Springs entrepreneur and former business development administrator, launches bid for mayor. Colorado Springs Gazette. Retrieved on April 5, 2023.
- ↑ Zubeck (April 5, 2023). Mobolade faces Williams in Springs mayoral runoff. Colorado Springs Indy. Archived from the original on May 17, 2023. Retrieved on April 5, 2023.
- ↑ Fish (May 16, 2023). Yemi Mobolade elected mayor of Colorado Springs. Coloradosun.com. Retrieved on May 16, 2023.
- ↑ Harrison (June 6, 2023). WATCH: Colorado Springs Mayoral Swearing-In Ceremony. KRDO News. Retrieved on June 6, 2023.
- ↑ Rascoe (May 21, 2023). Colorado Springs Mayor-elect Yemi Mobolade reflects on his historic victory. NPR. Retrieved on June 4, 2023.