Yasmin Said
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereYasmin Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2000 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Yasmin Said (/ˈsaɪd/) bụ onye Kenya na-eme ihe nkiri nke natara ihe nrite maka Best Lead Actress in TV Drama na Kalasha Awards n'afọ 2020.[1] A mụrụ Said na 7 Ọktoba 2000 ma zụlite ya na Nairobi. Ruo afọ 2021, ọ bụ onye nnọchi anya Indomie.

Yasmin Said
Born7 October 2000 (21 yrs)
NationalityKenyan
OccupationActress
Known forMaria

Ihe nrite na nhọpụta dezie

Said ritere ihe nrite maka Best Lead Actress na TV Drama na Kalasha Awards n'afọ 2020 maka usoro Maria na Citizen Tv.  

Ihe nkiri dezie

Afọ Aha Ọrụ
2019-2021 Maria Maria
2020 Nakulove Vidio vixen

Edemsibịa dezie

  1. Otengo (2020-12-13). Yasmin Said, Rashid Abdalla, Sarah Hassan among big winners at Kalasha Awards (en). Tuko.co.ke - Kenya news.. Retrieved on 2021-03-12.