Yasera Ghosheh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọchụnta ego Dezie
onye were ọrụPetra University Dezie
Ọkwá o jisenator of Jordan Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Birmingham, John F. Kennedy School of Government, University of Jordan, Harvard University Dezie
Ihe nriteOrder of the Al-Hussein for special giving Dezie

  [1]Yasera Ghosheh bụ onye ọchụnta ego Jọdan, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Minista na-ahụ maka mmepe nke ọha na eze.

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ dezie

Yasera Ghosheh gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Jọdan na Iwu. Ọ gụsịrị M.A. ya na Mahadum nke Jọdan na nke ọzọ na Iwu Azụmaahịa na Mahadum Birmingham. Ọ gụrụ akwụkwọ na Dubai School of Government ebe ọ nwetara akara ugo mmụta na Negotiation in Leadership . O mere usoro Strategic Management maka ndị isi nke Non - Governmental Organizations site na Kennedy School of Government nke Mahadum Harvard. [2]'afọ 2003, ọ gara ọmụmụ ihe gbasara European Excellence Assessors na European Foundation for Quality Management na otu esi amalite njem maka ọmụmụ ihe gbasara ịdị mma n'afọ 2008 na ntọala ahụ.

Ọrụ dezie

Yasera Ghosheh rụrụ ọrụ na Economic and Development nke Royal Hashemite Court dị ka osote onye nduzi na 2002. Site na Machị 2004 ruo Machị 2006 ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nhazi nke The King Abdullah II Award for Excellence in Government Performance and Transparency. Site n'afọ 2005 ruo n'afọ 2006 ọ bụ onye ndụmọdụ teknụzụ na Minista na-ahụ maka mgbanwe nke ngalaba ọha na eze. Ọ bụ onye nkuzi na Mahadum Petra na kọleji nke nchịkwa azụmahịa na ego, ebe ọ rụrụ ọrụ afọ itoolu. Ọ bụ onye isi nchịkwa mbụ nke King Abdullah II Center for Excellence, na-arụ ọrụ n'ebe ahụ site na 2006 ruo Mee 2016. [2]'afọ 2009, e nyere ya Order of Al-Hussain maka onyinye pụrụ iche, klas nke abụọ. [3] họpụtara ya ka ọ bụrụ Mịnịsta na-ahụ maka mmepe nke ọha na eze na 1 June 2015 na kọmitii nke Praịm Minista Hani Mulki . [1] [4] bụ onye omeiwu Jọdan ma họpụta ya dị ka onye na-enyere onye isi oche Senate aka.

Ihe odide dezie

  1. "Ghosheh, US ambassador discuss cooperation", Jordan Times, 24 August 2016. Retrieved on 25 November 2017.
  2. 2.0 2.1 Yasera A. Ghosheh (en-us). mopsd.gov.jo. Archived from the original on 1 December 2017. Retrieved on 25 November 2017. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "ygg" defined multiple times with different content
  3. "New government sworn in", Jordan Times, 1 June 2016. Retrieved on 25 November 2017.
  4. "Tarawneh elected House speaker for fourth time", Jordan Times, 7 November 2016. Retrieved on 25 November 2017.