Yared Zeleke

Onye nduzi ihe nkiri Etiopia
Yared Zeleke
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEthiopia Dezie
aha ezinụlọ yaZeleke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1978 Dezie
Ebe ọmụmụAddis Ababa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede Dezie
kọwara na URLhttps://africanfilmny.org/directors/yared-zeleke/ Dezie

Yared Zeleke bụ onye nduzi ihe nkiri nke Etiopia si Addis Ababa . O nwere nzere M.F.A. na edemede na nduzi na Mahadum New York. E gosipụtara ihe nkiri mbụ ya, Lamb, na 2015 Cannes Film Festival, Un Certain Regard .[1][2] Ọ bụ ihe nkiri mbụ sitere na Etiopia nke a họpụtara na akụkọ ihe mere eme nke afọ iri isii na asatọ nke emume ahụ.

Ebensidee dezie

  1. Tambay A. Obenson (23 April 2015). Cannes 2015: First Ethiopian "Official Selection" - Comin - Shadow and Act. Shadow and Act. Archived from the original on 21 May 2015. Retrieved on 9 May 2015.
  2. Jordan Mattos. Home work: Filmmaker Yared Zeleke's Origin Stories. Manhattan Digest. Retrieved on 9 May 2015.

Njikọ mpụga dezie