Yakubu Ochefu
Yakubu Ochefu
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | economist |
ụdị ọrụ ya | osote onyeisi mahadum |
[1] Yakubu Aboki Ochefu, nwa Colonel Anthony Ochefu nwụrụ anwụ, bụ odeakwụkwọ nke Kọmitii nke Ndị isi oche nke Mahadum Naịjirịa. [2] bụ Prọfesọ nke akụkọ ihe mere eme na mmepe nke Afrịka na Mahadum Benue State kemgbe afọ 2003. [1] [3][4] bụbu osote onye isi oche na Mahadum Benue State, onye bụbu osota onye isi oche nke Mahadum Kwararafa, Taraba State, Nigeria [1] na onye isi oche ya na Mahadum Calabar Alumni Association. [2] N'ọnwa Disemba afọ 2022, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche, Conference of Alumni Associations of Nigerian Universities. [5] agụmakwụkwọ [6] dị na nyiwe agụmakwụkwọ na-emeghe gụnyere Academia.edu [1] ma soro dezie Studies in the History of Central Nigeria Area / ya na Aliyu A. Idrees na 2002. [2]
Ihe odide
dezie- ↑ kings. Prof. Yakubu Ochefu (Secretary General CVC ) | CVC (en-US). Retrieved on 2019-12-11.
- ↑ admin (2017-10-17). Historical Society of Nigeria Engages Prof Yakubu Ochefu, African Economic History (en-US). Intervention. Retrieved on 2019-12-11.
- ↑ University Of Calabar Nigeria. www.unical.edu.ng. Retrieved on 2019-12-11.
- ↑ World stage group (en-US). Archived from the original on 2019-12-11. Retrieved on 2019-12-11.
- ↑ Idrees (2002). Studies in the history of Central Nigeria area (in English). Lagos, Nigeria : CSS Ltd. ISBN 978-978-2951-58-8.
- ↑ Ochefu. Yakubu A. Ochefu Profile (en).