Xiomara De Oliver
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kánada |
aha enyere | Xiomara |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1967 |
Ebe ọmụmụ | Grand Forks |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-ahu maka ihe nkiri, drawer, onye ese |
ebe agụmakwụkwọ | New York University, California State University, Sacramento |
Ihe nrite | Joan Mitchell Foundation |
kọwara na URL | https://brooklynrail.org/2004/06/artseen/xiomara-de-oliver |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Museum of Modern Art, Studio Museum in Harlem |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Xiomara De Oliver (amụrụ n'afọ 1967) bụ ónyé Black na-ese ihe na Canada.[1] A maara ya màkà ihe osise ya, nke na-enyocha nchegbu nke ụmụ nwanyị ojii.[2][3] Ọ bi na Marina del Rey, California.
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ Xiomara De Oliver na 1967 na Grand Forks, British Columbia na Canada.[4][5] Ọ gara Mahadum California State, Sacramento, ma gụsịrị akwụkwọ na 1988 na nzèrè na iwu mpụ.[2] N'afọ 1997, De Oliver gụsịrị akwụkwọ na nzèrè na nka studio na nka gbụrụ-gbúrụ ébé óbíbí na Mahadum New York (NYU).[2][4] N'afọ 2006, De Oliver bụ ónyè natara onyinye Joan Mitchell Foundation.[6]
Ihe osise De Oliver na-enyocha ọnọdụ anụ ahụ na ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke ụmụ nwanyị Black na African American.[5][7] Ọ na-ese ihe mgbé mgbè n'ụdị ngosipụta na-enweghị atụ.[8] A na-etinye ọrụ ya na nchịkọta ihe ngosi ọha na eze gụnyere Museum of Modern Art, na Studio Museum na Harlem.[1][9]
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 Xiomara De Oliver (en). The Museum of Modern Art (MoMA). Retrieved on 2021-08-20.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 De Oliver, Xiomara (fr). Le Delarge -Le dictionnaire des arts plastiques modernes et contemporains. Retrieved on 2021-08-20.
- ↑ Xiomara De Oliver. 1-54 Contemporary African Art Fair. Archived from the original on 2021-08-20. Retrieved on 2021-08-20.
- ↑ 4.0 4.1 Kotik (2004). Open House: Working in Brooklyn, Brooklyn Museum of Art (in en), Brooklyn Museum, 5. ISBN 978-0-87273-150-9.
- ↑ 5.0 5.1 Peter AERSCHMANN, Xiomara DE OLIVER, Eduardo SARABIA at Anne de Villepoix Paris. Artmap.com. Retrieved on 2021-08-20.
- ↑ Xiomara De Oliver (en). Joan Mitchell Foundation. Retrieved on 13 September 2021.
- ↑ Lebeaupin (2021-05-18). Face to Face avec Xiomara De Oliver, Atsoupé, Marielle Plaisir, Uman et Tuli Mekonjo - artsixMic (fr-FR). Retrieved on 2021-08-20.
- ↑ Kalm (2004-06-01). Xiomara De Oliver: Scarlets in Ghent (en-US). The Brooklyn Rail. Retrieved on 2021-08-20.
- ↑ Collection (en). The Studio Museum in Harlem (2020-09-10). Retrieved on 2021-08-20.