Wurld (musician)

Onye egwu Naijiria

Àtụ:Infobox musical artist WurlD

wurld
Wurld (musician)
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereSadiq Dezie
aha ezinụlọ yaOnifade Dezie
aha pseudonymwurld Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Jenụwarị 1987 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee egwu, onye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịelectronic dance music Dezie
webụsaịtịhttp://www.wurldmusic.com/ Dezie

Sadiq Onifade, onye akacha mara dịka WurlD, bụ onye Naijiria na-eti egwu na onye na-ede egwu. Amụrụ ya na Legọọsụ, Naịjirịa, WurlD kwagara Atlanta, Georgia iji gaa ụlọ akwụkwọ sekọndrị ma dekọọ egwu. Ọ na-akọwa ụdị egwu ya dị ka elektro-fuchọn. [1] Ọ wepụtara egwu izizi ya Evolution na 2013. [2]

Ndụ mbido dezie

Amụrụ ya na Legọọsụ, Naịjirịa, WurlD kwagara na US dịka onye na-eto eto wee nata agụmakwụkwọ kọleji ya na Mahadum Georgia Steeti, ọ na-agụ kọmputa Sayensị. Mgbe WurlD nọ n'ụlọ akwụkwọ, ọ bịara nwee nnukwu mmasị na arụmọrụ egwu.

Ọrụ dezie

Na ngwụcha 2012, WurlD wepụtara otu egwu nke mbụ ya, "Beyond Our Dreams" site na mbido egwu mbụ ya bụ EP Evolution, n'oge okpomọkụ 2013. [1] Na ndakọ na egwu ya ahụ, SESAC mere nnọkọ egem ntị na Atlanta ọfisi maka Evolution EP nke WurlD na-abịa. [3] na mbido 2013, WurlD na Mario nọ na studiyo na-edekọ egwu maka R&B nke na-abịa. N'oge na-adịghị anya, vidiyo egwu maka Evolution nke abụọ, "Alive" ka ebuputara site na MTV : The Wrap Up na 2 Mee 2013. WurlD jikọtara ya na onye Timbaland, BK Brasco dị ka onye egosipụtara na "Beautiful Girls." Ọ pụtara na onyonyo egwu ahụ. [4]

Na Mee 2016 WurlD wepụtara "Show You off" ihe ndekọ Afuro nke mmụọ na-egosipụta Walshy Fire nke Major Lazer na onye mmepụta Afuro-Biiti bụ Shizzi . Na Juunu 2016 WurlD weputara egwu etikọrịta ọnụ "Better Days Ahead" ya na Sir Felix; ọ ghọrọ ukwe ala maka DelfSail 2016. WurlD (Sadiq Onifade) dekọrịta egwu a bụ "Blow my mind" nke Davido gosipụtara Chris Brown na 2019. [5] Emepụtara egwu a site na onye na-eme ihe nkiri Davido ogologo oge Shizzi.

Awọdụ na mmata dezie

Na 2015 WurlD gara ọla edo kwadoro ya na Sony Music nke egwu a "Follow You" na onye Polish DJ, Gromee [6] na 2017, ọ natara nhọpụta maka "Best Diaspora Act na Nigerian Entertainment Award" n'akụkụ Rotimi na Wale . [7] Ọ nwere otu egwu dara ụdaugbu a na-akpọ 'Trobul'

Ihe nkiri dezie

Egwu mgbatị dezie

Aha Nkọwa abọm
Evolution
  • Pụtara: 20 Ọgụstụ 2013
  • Lebeelụ: Wurld Music Entertainment
  • Usoro: Digital Download
Love is Contagious[8]
  • Pụtara: 28 Machị 2019
  • Lebeelụ: Wurld Music Entertainment
  • Usoro: Digital Download
I love girls with Trobul (Wurld & Sarz)[9]
  • Pụtara: 8 Nọvemba 2019
  • Lebeelụ: WEAREGVDS/1789
  • Usoro: Digital Download
Afrosoul[10][11]
  • Pụtara: Mee 15 2020
  • Lebeelụ: WEAREGVDS/IMMENSUM MUSIC
  • Usoro: Digital Download

Umu dezie

Afọ Aha Ọnọdụ chaatị Abọm
US UK POL
2012 "Beyond Our Dreams" Evolution (EP)
2013 "Alive"
"All Night" (Gromee song)
2015 "Follow You" (Gromee song) 11 Chapter One
"Who Do You Love" (Gromee song)
"Summer Yours"
2016 "Show You Off" (ft. Shizzi & Walshy Fire)
2017 "All Night 2017" (Gromee song) Chapter One
"Mother's Prayer"
"All I Need"
2018 "Trobul" I LOVE GIRLS WITH TROBUL

(EP)

Ndị egwu dezie

ịarab

Afọ Aha Ndị egwu ọzọ Abọm
2013 "Beautiful Girls" BK Brasco TBA
2015 "Let You Go" Leriq The Lost Sounds
2015 Netflix n Chill B.O.B & London Jae
2016 "Fantasies" B.O.B & Scotty ATL The Cooligan
2016 "Let It Rain" B.O.B & Scotty ATL Live & Direct
2016 Better Days Sir Felix
2016 $till Aware Trinidad James & Scotty ATL
2017 I Know B.O.B Ether
2017 Fake Friends B.O.B

Awọdụ na mmata dezie

Afọ Mmemme Nrite Onye nnata Nsonaazụ Ref
2019 The Headies Ọrụ kacha mma (Nwoke) style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie [12]
R & B kacha mma style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Hipụ Họpụ Ụwa Mkpughe style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara

Nsidee dezie

  1. 1.0 1.1 Polonsky, Sarah (8 April 2013). Meet Rising Electro-Fusion Artist WurlD. Vibe. Retrieved on 8 June 2013.
  2. Brooks, Reginald. This Is Wurld! Rising Recording Artist Talks About Introducing His Music to the World. The IMC Magazine. Retrieved on 8 June 2013.
  3. SESAC Atlanta Hosts Wurld Listening Party. SESAC (28 September 2012). Retrieved on 8 June 2013.
  4. Timbaland Presents – BKBrasco featuring Wurld "Beautiful Girls". The Source (25 April 2013). Retrieved on 8 June 2013.
  5. Listen: Davido releases Blow My Mind featuring Chris Brown. PulseNG (27 July 2019). Retrieved on 24 September 2019.
  6. Gromee dostał złotą płytę! (Polish). RMF MAXXX (19 December 2015). Retrieved on 18 March 2018.
  7. Nigerian Entertainment Awards 2017 (NEA) Full List of Nominees (Polish). 36NG (9 July 2017). Retrieved on 16 September 2019.
  8. WurLD's Love is Contagious EP. thenativemag.com. Retrieved on 24 September 2019.
  9. Sarz & WurlD - I Love Girls With Trobul (EP) | Download « NotJustOk. Archived from the original on 2020-08-09. Retrieved on 2020-05-21.
  10. FULL EP: WurlD - Afrosoul (EP) | Download « NotJustOk. Archived from the original on 2020-09-24. Retrieved on 2020-05-21.
  11. Sarz & WurlD "Mad" | Download « Jamsbase. Retrieved on 2019-11-01.
  12. Headies 2019: Here is the full list of nominees – Pulse Exclusive. Retrieved on 10 October 2019.