Women in Tech
akwụkwọ
Odee akwụkwọTarah Wheeler Dezie
Onye na-enye aka na ọrụ okike ma ọ bụ isiokwuKeren Elazari, Brianna Wu Dezie
ndị mbipụtaSasquatch Books Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta2016 Dezie

Women In Tech: Take Your Career to the Next Level with Practical Advice and Inspiring Stories bụ akwụkwọ ntuziaka ọrụ ọkachamara nke Tarah Wheeler[1] dere n'afo 2016 ma Sasquatch Books bipụtara. Akwụkwọ ahụ malitere dị ka ọrụ Kickstarter, nke nwere ndị nkwado 772 na $ 32,226 na ego.[2]

Akwụkwọ ahụ gụnyere ndụmọdụ maka ndị inyom n'ịzụlite nkà ọrụ dịka mkparịta ụka ụgwọ ọrụ, inetwọkụ, na ịchọta nguzozi ọrụ na ndụ, yana akụkọ onwe onye sitere n'aka ndị ụmụ nwaanyị ọkachamara teknụzụ.[3][4]

Nnabata na Mmetụta dezie

Library Journal kpọrọ Women in Tech "Akwụkwọ ntuziaka dị mkpa maka ụmụ nwanyị dị na teknụzụ - na-adọrọ mmasị nke di ire, na nke na akpali akpali".[5]

N'oge mgwụsị akwụkwọ nke afọ 2016 nke Mahadum California, Berkeley kụziri klas banyere akwụkwọ Wheeler na ihe ndị dị mkpa maka imeri ihe mgbochi ịbanye na ụlọ ọrụ teknụzụ na ihe kwesịrị inwe iji gaa nke ọma dị ka nwanyị na-anwa ịbanye n'ọhịa teknụzụ a[6]

A tughariala Women in Tech n'asụsụ ndị Korea.[7]

Edensibia dezie

  1. Wheeler is listed as 'Tarah Wheeler Van Vlack' on the first edition and as 'Tarah Wheeler' on the 2017 paperback edition.
  2. "Kickstarter Projects: Women In Tech The Book". Retrieved on July 24, 2016.
  3. "How This Author Is Leveling The Playing Field For Women In Tech". Retrieved on July 24, 2016.
  4. "A CEO Explains How Women Can Fix Tech's Gender Problems", Seattle Weekly. Retrieved on January 29, 2018.
  5. Scott (2016). "Women in Tech: Take Your Career to the Next Level with Practical Advice and Inspiring Stories". Library Journal 141 (6): 104–105. 
  6. DeCal : A Guide for Women in Tech (en). www.decal.org. Archived from the original on October 26, 2016. Retrieved on October 2, 2017.
  7. Wheeler Van Vlack (2017). 여성이 테크분야에서 성공하기 : 출발에서 유리천장을 넘어 / Yeoseong i tekeu bunya eseo seonggong hagi.. Human Science(휴먼싸이언스). ISBN 9788993712919.