Willis E. Bell
Onye Amerịka- Ghana na-ese foto
Willis E. Bell
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
Aha enyere | Willis |
aha ezinụlọ ya | Bell |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 1924 |
Ebe ọmụmụ | Njikota Obodo Amerika |
Ụbọchị ọnwụ ya | 30 Septemba 1999 |
Ọrụ ọ na-arụ | osee foto, onye ọrụ ugbo |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Willis Eugene Bell (1924-1999) bụ onye America-Ghanaian na-ese foto na onye ọrụ ugbo. A mụrụ ya na 1924 na Burma America ma ọ nwụọ na ugbo ya na Baafikrom, nso Mankessim, Ghana, na Septemba 30, 1999.[1][2]
Mbido Ndụ na Agụmakwụkwọ dezie
Bell gara ụlọ akwụkwọ Woodstock dị na Himalaya nke India ebe ọ malitere nwebe mmasị na ise foto. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Yale ma mesịa biri na Ghana na ngwụcha afọ 1950, ebe o setịpụrụ ụkpụrụ maka foto na foto, edemede na mgbasa ozi. Mmasị ya gụnyere ihe owuwu na okike.[1]
Ebensidee dezie
- ↑ 1.0 1.1 Bell Photo Archive (en-US). Mmofra Foundation. Archived from the original on 2022-02-26. Retrieved on 2022-02-26.
- ↑ Working With the Archive (en-US). Mmofra Foundation. Archived from the original on 2022-02-26. Retrieved on 2022-02-26.