Wikipedia:Asọmpi Wiki Sayensị 2023 N'otu Ndị Igbo



Pịa aka ebe a ka itinye foto!
To read this page in English, click here or use the language tab (Asụsụ)

Asọmpi Wiki Sayensị bụ asọmpi maka njikọta sayensị na foto site na asọmpi foto mba ụwa. Ọ na-akpọ ndị sonyere ka ha gosipụta ọmarịcha sayensị site na foto di mma. Asọmpi a na-eje ozi dị ka ikpo okwu maka ndị mmadụ n'otu iji kesaa nchọpụta sayensị na ihe ịtụnanya ha. A na-eme ya n'onwa Nọvemba 1 ruo Disemba 31, 2023. Ebu ụzọ hazie asọmpi a na Estonia, ọ gbasaa na Europe niile na 2015, yana n'akụkụ ụwa ndị ọzọ na 2017. Ndị otu Wikimedians Igbo na-esonye n'asọmpi 2023 wee na-akpọ ndị otu ha ka ha sonye. Nke a bụ asọmpi sayensị Wiki izizi na Naịjirịa

Iji sonye, ị ga-abụrịrị onye nwee foto ndị ị ga etinye na Commons, ma nwee ikike itinye ha. O kwesịrị ịbu foto dị ezigbo mma na nha dị mma, ọ dịkwa mkpa inwe nkọwa dị mma gụnyere ihe foto a gosipụtara, otu na ebe esere ya, yana ihe dị mkpa ịmara banyere ya. Ọ dị mkpa ga etinye foto ndi a na category Commons nke ha dabara. Commons Category i ga tinye foto bụ Images from Wiki Science Competition 2023 in the Igbo Community pia aka ebe a ka ihu category a. Maka iwu ndị ọzọ, hụ iwu mba ụwa zuru oke.

  • Ọ dikwa mkpa ka isonye na dashboard ka ọrụ gị wee gụnye na asọmpi a
  • Jiri hashtags #WSC2023 #WikiScience #WikiScience2023 gbasaa okwu gbasara asọmpi a!

Ụdị foto anyi choro dezie

E kewara asọmpi a ụzọ itoolu. Nkeji a bụ:

  • Ndị nọ na sayensị' inwere foto onye nwetara ihe nrite Nobel nke ị na-achọbu itinye na Commons? Ma ọ bụ ikekwe onye ndụmọdụ akwụkwọ edemede gị? Anyị chọrọ foto ndị ọkà mmụta sayensị gị! (Ọkachasị ma ọ bụrụ na ha yi uwe kwesịrị ekwesị, dika Ngwaọrụ nchekwa onwe n'ezie!)
  • Microscope. Foto nke obere ihe nwere ike ịbụ nnukwu onyinye!
  • Astronomy. Foto nke nnukwu ihe nwekwara ike ịbụ nnukwu onyinye!
  • Mgbasa ozi na-abụghị foto. Anyị maara na ị nwere ezigbo eserese ị mere; ma ọ bụ ihe oyiyi kọmputa; ma ọ bụ ọbụna ọdịyo ma ọ bụ vidiyo nke nsonaazụ nyocha, ma ọ bụ usoro sayensị a na-eme.
  • Seti foto. Otu a bụ maka eserese atọ ma ọ bụ iri jikọtara ọnụ.
  • Anụ ọhịa na ihe okike Ọ na-amasị gị ịga ogologo ije n'ime ọhịa, ọzara, ma ọ bụ ugwu? Otu a bụ maka anụ ọhịa ị na-ahụ na-eto eto ma ọ bụ nke bi na ohia, gụnyere micro photography.
  • Akụrụngwa sayensị ma ọ bụ ngwaọrụ
  • Ihe ndị ozo Ihe ọ bụla ọzọ. Ọmụmatụ gụnyere: nkà mmụta ihe ochie, mgbawa ugwu, onyonyo X-ray, wdz.
  • Ntụghari depụta ma ọ bụ tụgharịa asụsụ akụkọ gbasara sayensị na Wikipedia Igbo

E nwetara ụdị ndị a site na peeji US

Ihe nrite dezie

Commons dezie

A ga-ahọpụta foto ndị meriri wee nye ihe nrite ndị a gụnyere:

  1. Onye nke mbụ
  2. Onye nke abụọ
  3. Onye nke atọ
  4. Onye nke anọ
  5. onye nke ise

Wikipedia dezie

A ga-enye ndị kacha e tinye aka na Wikipedia ihe nrite dabere na ndepụta ma ọ bụ itụgharị ederede ka ọ di mma ma kwekwa ogụgụ.

  1. Onye nke mbụ
  2. Onye nke abụọ
  3. Onye nke atọ
  4. Onye nke anọ
  5. onye nke ise

Sonye dezie

Denye aha ebe a, o bụrụ na ichoro isonye na asọmpi a. Jiri koodu a denye aha gi n'okpuru ebe a #~~~~

Ndi Nhazi dezie