Western Omo–Tana languages
Asụsụ (Ebe Ọdịda Anyanwụ) Omo Tian mà ọ bụ Arboroid bụ nkè ezinụlọ Afro-Asia mà na-asụ ná Ethiopia ná Kenya.
Asụsụ ndị á bụ:
Á marala atọ mbụ dị kà ndị nwere njikọ; ; Bender (2020) gbakwunyere Yaaku, ónyé nhazi yá edoghị anya. Asụsụ El Molo nkè Kenya fọrọ nke ntà kà ọ kwụsị.[1]
Ihe edeturu
dezie- ↑ Raymond G. Gordon Jr., ed. 2005. Ethnologue: Languages of the World. 15th edition. Dallas: Summer Institute of Linguistics.