Wendy Osefo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereWendy Dezie
aha ezinụlọ yaOsefo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Mee 1984 Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic Dezie
ebe agụmakwụkwọTemple University Dezie

Wendy Osefo (onye nke amuru na afo 1984 ka onwa May di n ubochi  iri abuo na otu) bu nwa afo Nigerian amuru na mba Amerika. oru ya bu ikowaputa ihe gbasara ndorondoro ochichi obodo n igwe onyonyo. A gbaala ya ajuju onu ma nyekwa ya akuko nulo oru CNN, ABC, Fox News, Fox Business, BBC, HLN, Russian TV, The Washington Post, In Touch Weekly, Business Insider, One America News Network, nakwa onyonyo, wdg .[1] oO  so na ndi na enyere ulo  The Hill aka, hill bu onyr isi 1954  Equity, nakwa osote  Professor at Johns Hopkins University.[2]

Wendy Osefo

ihe maara  dezie

Na afọ 2017 Osefo so na otu nime umụ nwaanyi iri na abụọ  Pan Africa ndi Face to Face na ele anya . Notu afọ ahụ o nwetara  Distingushi Awọdụ sitere naka Mahadum John Hopkins.  Ọ Nwetakwara oyiyne  Awọdụ akpọrọ  Diversity Recognition. Osefo so ndi akporọ  2017 40 Under 40 class nakwukwo  Baltimore Business Journal.[3] Baltimore Sun kporo Osefo dika otu nime umu nwaanyi iri abuo na ise ana ele anya.  O so kwa n umu nwanyi ojii n afo  2018 ndi nke oru ha putara ihe na mgbasa osi nikuku nakwa onyonyo. O obukwa  Board Member  nke Congressman Elijah Cummings Youth to Israel Program, Children’s Scholarship Fund Baltimore, and The Education Foundation of Baltimore County Schools.

References dezie

  1. "Wendy Osefo, PhD". Retrieved on 1 February 2018.
  2. "The 1954 Equity Project, LLC: Meet The CEO". Retrieved on 1 February 2018.
  3. "40 Under 40: Wendy Osefo, Johns Hopkins University". Retrieved on 1 February 2018.