Wendy Lucas-Bull

Nwanyị ọchụnta ego South Africa, onye na-ahụ maka ụlọ akụ na onye isi ụlọ ọrụ, onye na-eje ozi dị ka onye isi oche nke Absa Group

 

Wendy Lucas-Bull
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereWendy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1955, 1953 Dezie
Ebe ọmụmụSouth Africa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọrụ ụlọ akụ, Onyeisi azụmahịa Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of the Witwatersrand Dezie
Ebe obibiJohannesburg Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1974 Dezie
affiliationABSA Group Limited Dezie
affiliation stringAbsa Group Ltd, Absa Group Limited Dezie
so naWorld Economic Forum Annual Meeting 2014, World Economic Forum Annual Meeting 2019 Dezie
Wendy Lucas-Bull
BornÀtụ:Birth year and age
NationalitySouth African
CitizenshipSouth African citizenship
Alma materUniversity of the Witwatersrand
(Bachelor of Science)
OccupationBusinesswoman, Banker & Corporate Executive
Years activesince 1974
TitleChairperson, Absa Group, Absa Bank & Absa Financial Services
TermSince 2013
PredecessorNone

Wendy Elizabeth Lucas-Bull (née Adair; amụrụ n'afọ 1955) bụ nwanyị na-azụ ahịa na South Africa, onye na-ahụ maka ụlọ akụ na onye isi ụlọ ọrụ, onye na-eje ozi dị ka onye isi oche nke Absa Group, nnukwu otu ọrụ ego nke Africa, nke nwere ụlọọrụ ndị ọzọ nọ n'okpuru ya na Botswana, Ghana, Kenya, Mauritius, Mozambique, Seychelles, South Africa, Tanzania, Uganda na Zambia.[1]

Mmalite dezie

A mụrụ Wendy n'ihe dị ka afọ 1955.[2] Ọ gụsịrị akwụkwọ wee nweta nzere bachelọ nke sayensị na Mahadum nke Witwatersrand, n'afọ 1974.[3]

Ọrụ dezie

Tupu a họpụta ya dị ka onye isi oche nke Absa Group na 2013, Lucas-Bull jere ozi dị ka onye isi nchịkwa nke Rand Merchant Investment Holdings, tupu ọ rụọ ọrụ dị ka onye isi oche nke ngalaba azụmaahịa nke First Rand.[4]

Wendy bụ otu n'ime mmadụ anọ ndị guzobere otu Peotona Group. Ha anọ so kwa na bọọdụ ụlọọrụ ahụ. [2] Ọnọdụ ndị isi gara aga na azụmahịa gụnyere dị ka ndị nhazi na-abụghị ndị isi na Barclays, Anglo American Platinum Limited, Development Bank of Southern Africa, Alexander Forbes, Eskom, Nedbank, Telkom, Aveng, Lafarge Industries, South African Financial Markets Advisory Board, Discovery Holdings, Dimension Data Plc na Momentum Group.[4]

Ntụle ndị ọzọ dezie

Lucas-Bull jere ozi n'oge gara aga, dị ka onye otu President's Advisory Council on Black Economic Empowerment.[4]

Ndetu dezie

  1. Dorothy Nakaweesi (15 May 2018). Shareholders approve name change to Absa Group Limited. Retrieved on 15 May 2018.
  2. 2.0 2.1 Bloomberg LP (16 May 2018). Key Executives For Peotona Group Holdings. Bloomberg.com. Retrieved on 16 May 2018.
  3. World Economic Forum (15 May 2018). Wendy Lucas-Bull: Chairman, Absa Group Limited. World Economic Forum. Retrieved on 15 May 2018.
  4. 4.0 4.1 4.2 Barclays Africa Group (16 May 2018). Barclays Africa Group: Our Board: Wendy Lucas-Bull, Chairman. Barclays Africa Group. Archived from the original on 7 July 2017. Retrieved on 16 May 2018.

Njikọ mpụga dezie