Warawa
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Steeti Kano |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 11°53′0″N 8°41′0″E |
''Bold textWarawa bụ ọchịchị ime obodo dị na Kano Steeti, Naijirịa . Ụlọ ọrụ ya dị na obodo Warawa n'okporo ụzọ awara awara A237 . E mepụtara ya na ọchịchị obodo Dawakin Kudu na mmalite afọ iri iteghete.
Onye na-akpa ọchị KannyWood maọbu omee ihe nkiri Rabilu Musa (Ibro) sitere na ọchịchị ime obodo ahụ.
Ọ bụ onyeisi oche nnọchịte anya ọchịchị ime obodo na-edu kansụl ahụ. Ndị kansụl omebe iwu Warawa na-eme iwu na-achị mpaghara ọchịchị obodo Warawa. Ọ nwere ndị nnọchite anya kansụl iri na ise na-anọchite anya ngalaba iri na ise nke ọchịchị ime obodo a. Ngalaba iri na ise nke ọchịchị ime Obodo Warawa bụ:
- Yan dalla
- Yangizo
- Amarawa
- Danlasan
- Garin Dau
- Gogel
- Imawa
- J/Galadima
- Jemagu
- Jigawa
- Katarkawa
- Madari Mata
- Tamburawar Gabas
- Tangar
- Warawa
Ọ nwere mpaghara 360 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ abụọ na ngụkọ nke afọ 2006.
</br>Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị asaa na iri na atọ. [1]
Edensibia
dezie- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.