Wahab Dosunmu
Wahab Dosunmu
Akụkụ nke | Nigerian senators of the 4th National Assembly |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
Ụbọchị ọnwụ ya | 9 Jụn 2013 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Alliance for Democracy |
Wahab Dosunmu (nwụrụ na Juun 9, n'afọ 2013 ) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa na onye otu Senate nke Lagos Steeti (1999–2003).[1]